IGBE 8A
Amụma E Buru Gbasara Mezaya—Nnukwu Osisi Sida
Nke E Biri Ebi
EZIKIEL 17:3-24
1. Nebukadneza kpọtara Jehoyakin Babịlọn
2. Nebukadneza mere Zedekaya eze na Jeruselem
3. Zedekaya nupụụrụ Jehova isi ma gakwuru ndị Ijipt ka ha nyere ya aka
4. Jehova dowere Ọkpara ya n’Ugwu Zayọn nke dị n’eluigwe
5. Mgbe Jizọs ga-achịwa n’Alaeze ya, obi ga-eru ndị na-erubere ya isi ala