Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 3 p. 6
  • Ịjụ Ajụjụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịjụ Ajụjụ
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Iji Ajụjụ Eme Ihe n’Ụzọ Dị Irè
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Mee Ka Uru Ihe Ị Na-ekwu Bara Doo Anya
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Webata Akwụkwọ Nsọ Otú Dị Mma
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Gbalịa Ka Ihe Ị Na-ekwu Ruo Ndị Mmadụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 3 p. 6

IHE ỌMỤMỤ NKE 3

Ịjụ Ajụjụ

Amaokwu Baịbụl

Matiu 16:13-16

IHE Ị GA-EME: Jiri akọ jụọ ndị na-ege gị ntị ajụjụ ndị ga-eme ka ha nwee mmasị n’ihe ị na-ekwu, chebara ihe ị na-ekwu echiche, meekwa ka isi ihe ndị dị n’okwu gị doo anya.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Dọta mmasị ndị ị na-agwa okwu. Na-ajụ ndị ị na-agwa okwu ajụjụ ndị ga-eme ka ha chebara ihe ị na-agwa ha echiche ma ọ bụkwanụ chọwa ka ha mata azịza ha.

  • Kwuo ihe ga-eme ka ndị ị na-agwa okwu chee echiche. Na-ajụ ndị ị na-agwa okwu ajụjụ ndị ga-eme ka ha chebara ihe ị na-agwa ha echiche, ka ha nwee ike ịmata nke bụ́ eziokwu.

  • Mee ka isi ihe ndị ị na-ekwu doo anya. Jụọ ajụjụ ma ị chọọ ịkọwa otu ihe gbara ọkpụrụkpụ. Jụọkwa ajụjụ ntụleghachi ma ị kọwachaa otu ihe dị mkpa ma ọ bụ mgbe ị na-apịachi okwu gị.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Ị gụchaa Baịbụl, jụọ ajụjụ ndị ga-eme ka isi ihe amaokwu ahụ na-ekwu doo anya.

N’OZI ỌMA

Jụọ onye ị na-agwa okwu ihe o chere gbasara ihe gị na ya na-ekwu. Gee ntị nke ọma n’ihe ọ ga-ekwu. Jirizie akọ mara mgbe i kwesịrị ịjụ ajụjụ ndị ọzọ ga-eme ka o kwuo obi ya nakwa otú ị ga-esi jụọ ajụjụ ndị ahụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya