Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 4 p. 7
  • Webata Akwụkwọ Nsọ Otú Dị Mma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Webata Akwụkwọ Nsọ Otú Dị Mma
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Kọwaa Ihe Ị Gụrụ n’Akwụkwọ Nsọ Otú Ga-edo Anya
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • E Webatara Akwụkwọ Nsọ n’Ụzọ Dị Irè
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Gbalịa Ka Ihe Ị Na-ekwu Ruo Ndị Mmadụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Okwu Mmeghe Na-adọrọ Mmasị
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 4 p. 7

IHE ỌMỤMỤ NKE 4

Webata Akwụkwọ Nsọ Otú Dị Mma

Amaokwu Baịbụl

Matiu 22:41-45

IHE I GA-EME: Buru ụzọ kwadebe obi ndị na-ege gị ntị tupu gị agụọrọ ha Akwụkwọ Nsọ.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Chọpụta ihe mere i ji agụ amaokwu ị chọrọ ịgụ. Buru ụzọ kwuo ihe ga-eme ka ndị na-ege gị ntị mata isi ihe mere i ji chọọ ịgụ ebe ị chọrọ ịgụ na Baịbụl.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Buru ihe ndị gbara amaokwu ị chọrọ ịgụ gburugburu n’obi. Ị chọọ ikwu aha onye kwuru ihe ahụ ị chọrọ ịgụ ma ọ bụ aha onye dere Baịbụl ahụ, jide n’aka na ihe ị ga-ekwu bụ eziokwu.

  • Gosi na Baịbụl bụ o kwuchaa o bie. Mgbe ị na-agwa ndị kweere na Chineke okwu, mee ka ha mata na Baịbụl bụ Okwu Chineke. Ọ ga-eme ka ha mata na ọ bụ na Baịbụl ka e si enweta amamihe kachanụ.

  • Mee ka ha nwee mmasị n’amaokwu ị chọrọ ịgụ. Jụọ ajụjụ amaokwu ị chọrọ ịgụ ga-aza. Gwa ha otu nsogbu ihe e dere n’amaokwu ahụ ga-egboro ha ma ọ bụkwanụ gị agwa ha ihe amaokwu ị chọrọ ịgụ ga-akọwa.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Chee gbasara ihe ndị ị na-agwa okwu ma banyere isiokwu gị nakwa amaokwu ahụ ị chọrọ ịgụ. Si otú ọzọ na-adọrọ mmasị gwa ha gbasara amaokwu Baịbụl ha mabu nke ọma, ka ha nwee ike ichebara ya echiche n’ụzọ ọzọ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya