Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 10 p. 13
  • Ịgbanwe Ụda Olu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịgbanwe Ụda Olu
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mgbanwe Ụda Olu
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Ụda Olu Kwesịrị Ekwesị
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Ịnụ Ọkụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Gosi na I Kwetasiri ike n’Ihe Ị Na-ekwu
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 10 p. 13

IHE ỌMỤMỤ NKE 10

Ịgbanwe Ụda Olu

Amaokwu Baịbụl

Ilu 8:4, 7

IHE Ị GA-EME: Na-agbanwe ụda olu gị. I welitụ olu gị elu, gị ewedatụ ya ala, i kwutụ okwu ọsọ ọsọ, gị ejiritụ ya nwayọọ. Ọ ga-eme ka ihe ị na-ekwu doo ndị ị na-agwa ya anya, ruokwa ha n’obi.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Na-ewelitụ ma ọ bụ na-ewedatatụ olu gị. Welie olu iji mee ka ihe ndị bụ́ isi doo anya na iji kpalie mmasị ndị ị na-agwa okwu. Meekwa otú ahụ mgbe ị na-agụ okwu amamikpe n’Akwụkwọ Nsọ. Wetuo olu gị mgbe ị na-ekwu ihe na-emenye ụjọ, ihe na-eme ka mmadụ chegbuwe onwe ya ma ọ bụ ihe ga-eme ka mmadụ tụwa anya ihe na-aga ime.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Adịla na-ewelikarị olu gị otú ga-eme ka ndị ị na-agwa okwu chee na ị na-abara ha mba. Ewelila olu gị otú ga-eme ka uche ndị mmadụ dịrịzie n’ebe ị nọ.

  • Na-agbanwe ụda olu gị. Na-eweli olu gị iji gosi na ihe na-anụ gị ọkụ n’obi ma ọ bụ iji gosi otú ihe bururu n’ibu ma ọ bụ otú o toruru n’ogologo. Wetuokwa olu gị iji gosi na ihe ị na-ekwu na-ewute ewute ma ọ bụ na-eme ka mmadụ chegbuwe onwe ya.

  • I kwutu okwu ọsọ ọsọ, gị ekwutu okwu nwayọọ nwayọọ. Kwuo okwu ọsọ ọsọ iji gosi na obi dị gị ụtọ. I kwuwe ihe ndị dị mkpa, agbala ha ọsọ.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Ejila ike wetuo ma ọ bụ welie olu gị n’ihi na ọ ga-agba ndị na-ege gị ntị gharịị. Ekwula okwu oké ngwa ngwa otú ga-eme ka ị gharazie ịna-akpọpụta okwu nke ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya