Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 17 p. 20
  • Ikwu Ihe Ndị Ọzọ Ga-aghọtali

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ikwu Ihe Ndị Ọzọ Ga-aghọtali
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Ọzọ Pụrụ Ịghọta Ya
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Mee Ka Ndị Na-ege Ntị Mụta Ihe Na Ya
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Ịnụ Ọkụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Ikwu Okwu Ka Ebe Mmadụ na Ibe Ya Na-akparịta Ụka
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 17 p. 20

IHE ỌMỤMỤ NKE 17

Ikwu Ihe Ndị Ọzọ Ga-aghọtali

Amaokwu Baịbụl

1 Ndị Kọrịnt 14:9

IHE Ị GA-EME: Nyere ndị ị na-agwa okwu aka ka ha ghọta ihe ị na-ekwu nke ọma.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Mụọ ihe omume gị nke ọma. Gbalịa ghọta isiokwu ihe omume gị nke ọma ka i nwee ike iji okwu nke aka gị kọwaa ya otú ga-adị mfe nghọta.

  • Jiri okwu ndị dị mfe na okwu ndị na-etoghị ogologo kọwaa ya. Ọ bụ eziokwu na i nwere ike iji okwu ụfọdụ dị ogologo kọwaa ihe n’okwu gị, jiri okwu ndị dị mkpirikpi mee ka a ghọta isi ihe ndị dị n’okwu gị.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Akọla ihe ndị na-adịghị mkpa nwere ike ịgbagwoju ndị ị na-agwa okwu anya ma ọ bụ mee ka ike gwụ ha. Jiri okwu ndị dị mfe nghọta na okwu ndị na-anaghị agbagwoju anya kwuo okwu gị.

  • Kọwaa okwu ndị na-ege gị ntị na-amaghị nke ọma. Ọ kacha mma ịghara ikwu ihe ndị na-ege gị ntị na-amaghị. Ma ya dị ezigbo mkpa na ị ga-ekwu ihe ha na-amaghị, dị ka ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl, ihe ndị e ji atụ̀ ihe n’oge ochie ma ọ bụ omenala ndị oge ochie, kọwaa ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya