Mee Ka Okwukwe Gị Sikwuo Ike
ỤTỤTỤ
9:40 Abụ Olu Ụtọ
9:50 Abụ nke 119 na Ekpere
10:00 Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Mee Ka Okwukwe Anyị Sikwuo Ike Ugbu A?
10:15 Ị̀ Na-ahụ ‘Onye ahụ A Na-anaghị Ahụ Anya’?
10:30 “Ihe Mmadụ Nụrụ Na-eme Ka O Nwee Okwukwe”
10:55 Abụ nke 104 na Ịma Ọkwa
11:05 “Mkpụrụ nke Mmụọ Nsọ Bụ . . . Okwukwe”
11:35 Okwu Baptizim
12:05 Abụ nke 50
EHIHIE
1:20 Abụ Olu Ụtọ
1:30 Abụ nke 3
1:35 Ajụjụ Ọnụ
1:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
2:15 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Nyere Ndị Ọzọ Aka Ime Ka Okwukwe Ha Sikwuo Ike
• Nyere Nwa Gị Na-eto Eto Aka
• Nyere Onye Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka
• Nyere Ụmụnna Gị Aka
3:00 Abụ nke 38 na Ịma Ọkwa
3:10 ‘Na-elegidesi Nnukwu Onye Ndú nke Okwukwe Anyị na Onye Na-eme Ka Okwukwe Anyị Zuo Ezuo Anya Ike’
3:55 Abụ nke 126 na Ekpere