ABỤ NKE 159
Nye Jehova Otuto
1. Ònye dị ka gị, Jehova?
Ocheeze gị dịe-bube.
Ịhụnanya gị pụr’iche.
Gịnị kam g’eji kwụọ gịụ-gwọ?
Ihe niile dị n’eluigwe
N’egosi n’ị dịe-bube.
Ọ n’ejum anya, Jehova,
Ihe mer’i ji hụm n’anya.
(UKWE)
JehovaN-na, naanị gị kam n’eto.
Ejim abụ n’eto gị.
Naanị gị bụ Eze ru’ebigh’ebi.
Ejim obim n’eto gị.
K’eluigwe n’ụwa too gị.
2. Mee kam n’eto gị, Jehova.
Jirim mezuo uche gị.
Kam n’ekwusa n’ị dịe-bube,
N’ị bụ Chineke dịe-bere.
Obi dịm ụtọ, Jehova,
Nam so nán-dị n’efe gị.
Ị n’emekwa kam dịr’ike.
Biko, n’edum ru’ebigh’ebi.
(UKWE)
JehovaN-na, naanị gị kam n’eto.
Ejim abụ n’eto gị.
Naanị gị bụ Eze ru’ebigh’ebi.
Ejim obim n’eto gị.
K’eluigwe n’ụwa too gị.
3. Osimiri bụọ-rụa-ka gị.
Anyanwụ na kpakpando,
Ha niile dị ịtụnanya.
Obi dịm ụtọ maka ha.
Amamihe gị dịe-bube.
Ọrụa-ka gị maram-ma.
Gịnị g’eme kam ghar’inye
Ezi Chineke otuto?
(UKWE)
JehovaN-na, naanị gị kam n’eto.
Ejim abụ n’eto gị.
Naanị gị bụ Eze ru’ebigh’ebi.
Ejim obim n’eto gị.
K’eluigwe n’ụwa too gị.
(Gụọkwa Ọma 96:1-10; 148:3, 7.)