Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 161
  • Ime Uche Gị Na-atọ M Ụtọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ime Uche Gị Na-atọ M Ụtọ
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ọ Bụ Gị Bụ Ọṅụ Anyị Ruo Ebighị Ebi
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ihe Mere Anyị Ji Enwe Ọṅụ
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
  • Ihe Mere Anyị Ji Enwe Ọṅụ
    Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 161

ABỤ NKE 161

Ime Uche Gị Na-atọ M Ụtọ

Nke E Biri Ebi

(Abụ Ọma 40:8)

  1. 1. Ọkpara gị gara na Jọdan.

    E mekwara ya baptizim.

    Uche gị bụi-he ọ chọr’ime.

    Okwu gị dị ya n’obi.

    Ọnwụnwa niile a nwara ya

    Emeghị k’ọ hapụ gị.

    O nyeren-dụ ya mak’aha gị.

    M chọkwar’ime ka ya.

    (UKWE)

    Im’uche gị n’atọm ụtọ.

    M g’enye gị ihe niile.

    M g’efe gị n’oge niile.

    Aṅụrị jurum obi.

    Im’uche gị n’atọm ụtọ.

    Olileanyam dorom anya.

    Ị n’egosim ịhụnanya.

    Ito gị n’atọm ụtọ

    N’oge niile.

  2. 2. Kam n’amatakwu gị, Jehova,

    Aṅụrị n’ejum n’im’obi.

    Naanị gị kam ga n’agbar’àmà.

    Eziokwu gị kam g’ekwu.

    M g’anọs’ike n’ọgbakọ gị.

    Ọ bụ ya bụn-dụ kam-ma.

    Aha gị dịn-sọ kam ga n’aza.

    M g’enye g’ihe niile.

    (UKWE)

    Im’uche gị n’atọm ụtọ.

    M g’enye gị ihe niile.

    M g’efe gị n’oge niile.

    Aṅụrị jurum obi.

    Im’uche gị n’atọm ụtọ.

    Olileanyam dorom anya.

    Ị n’egosim ịhụnanya.

    Ito gị n’atọm ụtọ

    N’oge niile.

    Uche gị kam g’eme.

(Gụọkwa Ọma 40:3, 10.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya