Sọnde
“Jehova na-enwere unu ndidi ka o meere unu amara”—Aịzaya 30:18
Ụtụtụ
9:20 Vidio Egwú
9:30 Abụ nke 95 na Ekpere
9:40 OKWU MMADỤ ASAA GA-EKWU: Na-enwe Ndidi Ka Ndị Amụma
• Ịlaịja (Jems 5:10, 17, 18)
• Maịka (Maịka 7:7)
• Hosia (Hosia 3:1)
• Aịzaya (Aịzaya 7:3)
• Ezikiel (Ezikiel 2:3-5)
• Jeremaya (Jeremaya 15:16)
• Daniel (Daniel 9:22, 23)
11:05 Abụ nke 142 na Ịma Ọkwa
11:15 OKWU IHU ỌHA: Chineke Ọ̀ Ga-enyere Gị Aka n’Eziokwu? (Aịzaya 64:4)
11:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
12:15 Abụ nke 94 na Nkwụsịtụ
Ehihie
1:35 Vidio Egwú
1:45 Abụ nke 114
1:50 IHE NKIRI: “Kwe Ka Jehova Na-edu Gị” —Agba nke Abụọ (Abụ Ọma 37:5)
2:30 Abụ nke 115 na Ịma Ọkwa
2:40 “Jehova Na-enwere Unu Ndidi Ka O Meere Unu Amara” (Aịzaya 30:18-21; 60:17; 2 Ndị Eze 6:15-17; Ndị Efesọs 1:9, 10)
3:40 Egwú Ọhụrụ na Ekpere Mmechi