Sọnde
“. . . mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ ga-abịa”—Matiu 24:14
Ụtụtụ
9:20 Vidio Egwú
9:30 Abụ nke 84 na Ekpere
9:40 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Ṅomie Ndị Nwere Okwukwe n’Ozi Ọma
• Zekaraya (Ndị Hibru 12:5, 6)
• Elizabet (1 Ndị Tesalonaịka 5:11)
• Meri (Abụ Ọma 77:12)
• Josef (Ilu 1:5)
• Simiọn na Ana (1 Ihe E Mere 16:34)
• Jizọs (Jọn 8:31, 32)
11:05 Abụ nke 65 na Ịma Ọkwa
11:15 OKWU IHU ỌHA: Ihe Mere na Anyị Anaghị Atụ Ụjọ Akụkọ Ọjọọ (Abụ Ọma 112:1-10)
11:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
12:15 Abụ nke 61 na Nkwụsịtụ
Ehihie
1:35 Vidio Egwú
1:45 Abụ nke 122
1:50 AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: “A Gaghịzi Egbu Oge” (Mkpughe 10:6)
2:20 Abụ nke 126 na Ịma Ọkwa
2:30 Gịnị Ka Ị Mụtara?
2:40 Gịnị Mere Anyị Ga-eji ‘Jidesie Ozi Ọma Ike’? Oleekwa Otú A Ga-esi Eme Ya? (1 Ndị Kọrịnt 2:16; 15:1, 2, 58; Mak 6:30-34)
3:30 Egwú Ọhụrụ na Ekpere Mmechi