Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm20 p. 6-7
  • Sọnde

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Sọnde
  • 2020 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Sọnde
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2017 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2025 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2023 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2020 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm20 p. 6-7
Foto ndị e wekọtara ọnụ: 1. Ebe otu di na nwunye mere agadi nọ n’ime ụgbọala ha ha kwụsịrị akwụsị. Ha ji obi ụtọ na-ekele onye na-agafe agafe. 2. Ebe otu ezinụlọ nọ n’ogige ụlọ nsọ dị na Jeruselem n’oge Baịbụl.

Sọnde

“Ka ihe Jehova na-atọkwa gị ụtọ nke ukwuu, ọ ga-enyekwa gị ihe niile obi gị na-arịọ”—Abụ Ọma 37:4

ỤTỤTỤ

  • 9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 9:30 Abụ nke 22 na Ekpere

  • 9:40 OKWU MMADỤ ASAA GA-EKWU: Anyị Nwere Ike Ịna-aṅụrị Ọṅụ n’Agbanyeghị . . .

    • • Ahụhụ (Ndị Rom 5:​3-5; 8:​35, 37)

    • • Nsogbu (2 Ndị Kọrịnt 4:8; 7:5)

    • • Mkpagbu (Matiu 5:​11, 12)

    • • Agụụ (Ndị Filipaị 4:​11-13)

    • • Ịgba Ọtọ (1 Ndị Kọrịnt 4:​11, 16)

    • • Ihe Ize Ndụ (2 Ndị Kọrịnt 1:​8-11)

    • • Mma Agha (2 Timoti 4:​6-8)

  • 11:10 Abụ nke 9 na Ịma Ọkwa

  • 11:20 OKWU IHU ỌHA: Olee Otú Ị Ga-esi Baa Ọgaranya nke Ihe Mgbu Na-adịghị na Ya? (Ilu 10:22; 1 Timoti 6:​9, 10; Mkpughe 21:​3-5)

  • 11:50 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche

  • 12:20 Abụ nke 84 na Nkwụsịtụ

EHIHIE

  • 1:40 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 1:50 Abụ nke 62

  • 1:55 FIM SI NA BAỊBỤL: Nehemaya: “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu E Wusiri Ike”​—Agba nke Abụọ (Nehemaya 8:1–13:30; Malakaị 1:6–3:18)

  • 2:40 Abụ nke 71 na Ịma Ọkwa

  • 2:50 “Ka Ihe Jehova Na-atọkwa Gị Ụtọ nke Ukwuu” (Abụ Ọma 16:​8, 9, 11; 37:4)

  • 3:50 Vidio Egwú Ọhụrụ na Ekpere Mmechi

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya