Ndị Udo
Ụtụtụ
9:40 Abụ Olu Ụtọ
9:50 Abụ nke 58 na Ekpere
10:00 Ndị Udo, Ùnu Abịala?
10:15 Akwụsịla Ịchọ Ndị Udo
10:30 Kwe Ka Onyeisi Udo Nyere Gị Aka Ịchọta Ndị Udo
10:55 Abụ nke 103 na Ịma Ọkwa
11:05 Ndị Udo Anaghị Amụ Otú E Si Alụ Agha
11:35 Okwu Baptizim
12:05 Abụ nke 79
Ehihie
1:20 Abụ Olu Ụtọ
1:30 Abụ nke 76
1:35 Ajụjụ Ọnụ
1:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
2:15 Okwu mmadụ atọ ga-ekwu: Ndị Udo Na-enyere Ibe Ha Aka
• “Jirinụ Obi Unu Niile Hụ Anyị n’Anya”
• Nyere Ndị Na-eto Eto Aka Ka Ha Jiri Nkà Ha Nwere Na-eme Ihe Ga-akacha Baa Uru
• Na-akwanyere Ndị Agadi Ùgwù
3:00 Abụ nke 57 na Ịma Ọkwa
3:10 Otú Ndị Udo Si Eme Ihe Ọma Ka Ha Merie Ihe Ọjọọ
3:55 Abụ nke 45 na Ekpere