Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lmd ihe ọmụmụ 5
  • Dịrị Akọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Dịrị Akọ
  • Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Pọl Mere
  • Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Pọl?
  • Na-eme Ka Pọl
  • ‘Ha Chọọ Chineke, Ha Ga-achọta Ya’
    ‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
  • Dịrị Umeala n’Obi
    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
  • Olee Otú I Si Ewere Ndị Ị Na-ezi Ozi Ọma?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2020
  • “Na-etinyesi Mgbalị Ike . . . n’Izi Ihe”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
lmd ihe ọmụmụ 5

ỊMALITE MKPARỊTA ỤKA

Ebe Pọl onyeozi na ndị Atens na-ekwurịta okwu.

Ọrụ 17:22, 23

IHE ỌMỤMỤ NKE 5

Dịrị Akọ

Amaokwu Baịbụl ga-enyere gị aka: “Ka okwu unu na-atọ ụtọ mgbe niile.”​—Kọl. 4:6.

Ihe Pọl Mere

Ebe Pọl onyeozi na ndị Atens na-ekwurịta okwu.

VIDIO: Pọl Ziri Ndị Atens Ozi Ọma

1. Lee VIDIO, ma ọ bụ gị agụọ Ọrụ Ndịozi 17:22, 23. Zazie ajụjụ ndị a:

  1. Olee otú obi dị Pọl mgbe ọ hụrụ na ndị Atens na-ekpere arụsị?​—I nwere ike ịgụ Ọrụ Ndịozi 17:16.

  2. Kama ịma ndị Atens ikpe, olee otú Pọl si jiri akọ gbakwasị ụkwụ n’ihe ha kweere zie ha ozi ọma?

Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Pọl?

2. Ndị mmadụ ga-aka ege anyị ntị ma anyị lezie anya họrọ ihe anyị ga-ekwu, otú anyị ga-esi ekwu ya, na mgbe anyị ga-ekwu ya.

Na-eme Ka Pọl

3. Họrọ okwu ga-amasị onye ahụ. Dị ka ihe atụ, ị gwawa onye na-abụghị onye chọọchị okwu, o nwere ike ịdị mkpa ka ị gbanwee otú i si agwa ya gbasara Baịbụl ma ọ bụ Jizọs.

4. Agbazila onye ahụ ngwa ngwa. Hapụ ya ka o kwuo otú ọ dị ya n’obi. O kwuo ihe dị iche n’ihe Baịbụl na-akụzi, arụkwala ya ụka. (Jems 1:19) I gee ya ntị, ị ga-aghọta ihe o kweere na ihe mere o ji kwere ya.​—Ilu 20:5.

5. O kwuo ihe dabara adaba, kweta ihe o kwuru ma jaa ya mma. O nwere ike iji obi ya niile kwere na ihe okpukpe ya na-akụzi bụ eziokwu. Buru ụzọ kwuo banyere ihe gị na ya kweere. Jirizie nwayọọ nyere ya aka ịghọta ihe Baịbụl na-akụzi.

I NWEKWARA IKE ỊGỤ

Ilu 25:15; 2 Tim. 2:23-26; 1 Pita 3:15

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya