Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lmd ihe ọmụmụ 6
  • Na-akata Obi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-akata Obi
  • Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Jizọs Mere
  • Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Jizọs?
  • Na-eme Ka Jizọs
  • Jiri Nkwuwa Okwu Na-ekwusa Ozi Ọma Ka Jizọs
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Ị̀ Na-eji Nkwuwa Okwu Eme Nkwusa?
    Ozi Alaeze Anyi—2000
  • ‘Na-ekwu Okwu Chineke n’Atụghị Egwu’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • Nọgide Na-ekwu Okwu Chineke n’Atụghị Egwu
    Ozi Alaeze Anyi—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
lmd ihe ọmụmụ 6

ỊMALITE MKPARỊTA ỤKA

Ebe Jizọs na-agwa Zakịọs ka o si n’osisi rịdata, ya eju ụfọdụ ndị nọ ebe ahụ anya.

Luk 19:1-7

IHE ỌMỤMỤ NKE 6

Na-akata Obi

Amaokwu Baịbụl ga-enyere gị aka: “Chineke nyeere anyị aka, anyị akata obi zie unu ozi ọma.”​—1 Tesa. 2:2.

Ihe Jizọs Mere

Ebe Jizọs na-agwa Zakịọs ka o si n’osisi rịdata, ya eju ụfọdụ ndị nọ ebe ahụ anya.

VIDIO: Jizọs Ziri Zakịọs Ozi Ọma

1. Lee VIDIO, ma ọ bụ gị agụọ Luk 19:1-7. Zazie ajụjụ ndị a:

  1. Gịnị nwere ike ime ka ụfọdụ ndị na-agbara Zakịọs ọsọ?

  2. Gịnị mere Jizọs ji zie ya ozi ọma n’agbanyeghị ya?

Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Jizọs?

2. Anyị kwesịrị ịkata obi ka anyị nwee ike izi onye ọ bụla anyị hụrụ ozi ọma.

Na-eme Ka Jizọs

3. Tụkwasị Jehova obi. Mmụọ nsọ Chineke mere ka Jizọs nwee ike izi ozi ọma. O nwekwara ike inyere gịnwa aka. (Mat. 10:19, 20; Luk 4:18) E nwee ndị ụjọ na-atụ gị ịgwa okwu, rịọ Jehova ka o mee ka ị kata obi zie ha ozi ọma.​—Ọrụ 4:29.

4. Ekpebila na ndị mmadụ agaghị ege ntị. O nwere ike imewe anyị obi abụọ ịga zie ụfọdụ ndị ozi ọma n’ihi otú ha dị, ma hà bụ ogbenye ma hà bụ ọgaranya, ụdị ndụ ha na-ebi, ma ọ bụ okpukpe ha. Ma, cheta na:

  1. Jehova na Jizọs na-ama ihe dị mmadụ n’obi; anyịnwa anaghị ama.

  2. E nweghị onye Jehova na-agaghị emeliri ebere.

5. Na-akata obi ma na-akwanyere ndị mmadụ ùgwù, na-akpacharakwa anya. (Mat. 10:16) Gị na mmadụ arụla ụka. Jiri nwayọọ kwụsị mkparịta ụka ma ọ bụrụ na onye ị na-agwa okwu achọghị ige gị ntị ma ọ bụkwanụ ma i chee na ihe nwere ike ime gị n’ebe ahụ.​—Ilu 17:14.

I NWEKWARA IKE ỊGỤ

Ọrụ 4:31; Efe. 6:19, 20; 2 Tim. 1:7

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya