Fraịdee
“Ozi ọma banyere ihe ga-eme ka mmadụ niile ṅụrịa ezigbo ọṅụ”—Luk 2:10
Ụtụtụ
9:20 Vidio Egwú
9:30 Abụ nke 150 na Ekpere
9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Gịnị Mere E Kwesịrị Iji Zie Anyị Ozi Ọma? (1 Ndị Kọrịnt 9:16; 1 Timoti 1:12)
10:10 IHE NKIRI SI NA BAỊBỤL:
Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 1
Ezigbo Ìhè nke Ụwa—Agba nke I (Matiu 1:18-25; Luk 1:1-80; Jọn 1:1-5)
10:45 Abụ nke 96 na Ịma Ọkwa
10:55 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: ‘Mmụọ Nsọ Nọ Na-edu Ha’
• Matiu (2 Pita 1:21)
• Mak (Mak 10:21)
• Luk (Luk 1:1-4)
• Jọn (Jọn 20:31)
12:10 Abụ nke 110 na Nkwụsịtụ
Ehihie
1:35 Vidio Egwú
1:45 Abụ nke 117
1:50 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Kwere Eziokwu Gbasara Jizọs
• Okwu Ahụ (Jọn 1:1; Ndị Filipaị 2:8-11)
• Aha Ya (Ọrụ Ndịozi 4:12)
• Ọmụmụ Ya (Matiu 2:1, 2, 7-12, 16)
2:30 Abụ nke 99 na Ịma Ọkwa
2:40 OKWU MMADỤ ASAA GA-EKWU: Ihe Anyị Mụtara n’Ebe Jizọs Biri
• Otú Mbara Ala Ebe Ahụ Dị (Diuterọnọmi 8:7)
• Ihe Oriri (Luk 11:3; 1 Ndị Kọrịnt 10:31)
• Otú Ha Si Ebi n’Ezinụlọ Ha (Ndị Filipaị 1:10)
• Otú Ndị Mmadụ Si Emeso Ibe Ha (Diuterọnọmi 22:4)
• Agụmakwụkwọ (Diuterọnọmi 6:6, 7)
• Otú Ha Si Efe Chineke (Diuterọnọmi 16:15, 16)
4:15 Olee Otú Ozi Ọma Anyị Na-ekwusa Si Bụrụ “Ozi Ọma Ga-adịru Mgbe Ebighị Ebi”? (Mkpughe 14:6, 7)
4:50 Abụ nke 66 na Ekpere Mmechi