Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm24 p. 4-5
  • Satọdee

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Satọdee
  • 2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Fraịdee
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2025 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Satọdee
    2025 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Satọdee
    2022 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm24 p. 4-5
Foto dị iche iche: Ụfọdụ n’ime ihe omume Satọdee. 1. Josef na Meri na Jizọs mgbe ọ bụ nwa ọhụrụ. 2. Eze Herọd. 3. Ebe di na nwunye abụọ bụcha Ndịàmà Jehova nọ n’ozi ọma.

Satọdee

“Kwa ụbọchị, na-ekwusanụ ozi ọma banyere otú o si azọpụta ndị mmadụ”​—Abụ Ọma 96:2

Ụtụtụ

  • 9:20 Vidio Egwú

  • 9:30 Abụ nke 53 na Ekpere

  • 9:40 “M ga-ekwusarịrị Ozi Ọma Alaeze Chineke” (Luk 4:43)

  • 9:50 IHE NKIRI SI NA BAỊBỤL:

    Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 1

    Ezigbo Ìhè nke Ụwa​—Agba nke II (Matiu 2:1-23; Luk 2:1-38, 41-52; Jọn 1:9)

  • 10:25 Abụ nke 69 na Ịma Ọkwa

  • 10:35 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Amụma Ndị E Buru Gbasara Mezaya Mezuru

    • • E Nwere Onye Ozi Ga-ebu Ya Ụzọ (Malakaị 3:1; 4:5; Matiu 11:10-14)

    • • Nwa Agbọghọ Na-amaghị Nwoke Ga-amụ Ya (Aịzaya 7:14; Matiu 1:18, 22, 23)

    • • A Ga-amụ Ya na Betlehem (Maịka 5:2; Luk 2:4-7)

    • • A Ga-echebe Ya Mgbe Ọ Bụ Nwata (Hosia 11:1; Matiu 2:13-15)

    • • A Ga-akpọ Ya Onye Nazaret (Aịzaya 11:1, 2; Matiu 2:23)

    • • Ọ Ga-abịa n’Oge A Kara Aka (Daniel 9:25; Luk 3:1, 2, 21, 22)

  • 11:40 OKWU BAPTIZIM: Nọgide ‘Na-eme Ihe Ị Na-ezisa’ (2 Ndị Kọrịnt 9:13; 1 Timoti 4:12-16; Ndị Hibru 13:17)

  • 12:10 Abụ nke 24 na Nkwụsịtụ

Ehihie

  • 1:35 Vidio Egwú

  • 1:45 Abụ nke 83

  • 1:50 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Jiri Ozi Ọma Merie Ozi Ọjọọ

    • • Asịrị (Aịzaya 52:7)

    • • Obi Anyị Ịma Anyị Ikpe (1 Jọn 1:7, 9)

    • • Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa Taa (Matiu 24:14)

    • • Ịda Mbà (Matiu 11:28-30)

  • 2:35 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Ka Agụụ Izisa Ozi Ọma Na-agụsi Gị Ike

    • • Ọ Bụghị Ọrụ Naanị Ndịozi Jizọs Ga-arụ (Ndị Rom 1:15; 1 Ndị Tesalonaịka 1:8)

    • • Ọ Bụ Ife Chineke Ofufe (Ndị Rom 1:9)

    • • Dịrị Njikere, Jirikwa Ngwá Ọrụ Kwesịrị Ekwesị (Ndị Efesọs 6:15)

  • 3:15 VIDIO: Otú Ozi Ọma Si “Na-amị Mkpụrụ, Na-agbasakwa n’Ụwa Niile” (Ndị Kọlọsi 1:6)

  • 3:40 Abụ nke 35 na Ịma Ọkwa

  • 3:50 OKWU MMADỤ ABỤỌ GA-EKWU: “Na-ezisa Ozi Ọma”

    • • N’Ebe Ọ Bụla Ị Nọ (2 Timoti 4:5)

    • • N’Ebe Ọ Bụla Chineke Dugara Gị (Ọrụ Ndịozi 16:6-10)

  • 4:15 Gịnị Ka Ị Ga-eme “n’Ihi Ozi Ọma”? (1 Ndị Kọrịnt 9:23; Aịzaya 6:8)

  • 4:50 Abụ nke 21 na Ekpere Mmechi

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya