Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm22 p. 4-5
  • Satọdee

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Satọdee
  • 2022 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Sọnde
    2022 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2022 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Satọdee
    2021 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2022 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm22 p. 4-5
Ihe na-acha anụnụ anụnụ na akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ.

Satọdee

“Ka Chineke hụ . . . na unu dị ọcha, na unu anaghị akpa àgwà ọjọọ ọ bụla nakwa na unu na ya dị ná mma”​—2 Pita 3:14

Ụtụtụ

  • 9:20 Vidio Egwú

  • 9:30 Abụ nke 58 na Ekpere

  • 9:40 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Jikere Izi “Ozi Ọma nke Udo”

    • • Ka Izi Ozi Ọma Na-agụsi Gị Agụụ Ike (Ndị Rom 1:14, 15)

    • • Na-akwadebe nke Ọma (2 Timoti 2:15)

    • • Malite Ịkpanyere Ha Ụka (Jọn 4:6, 7, 9, 25, 26)

    • • Na-akpọtụrụ Ndị Gere Gị Ntị (1 Ndị Kọrịnt 3:6)

    • • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ka Ha Tozuo Etozuo (Ndị Hibru 6:1)

  • 10:40 Ndị Na-eto Eto​—Họrọnụ Ụzọ Ga-eme Ka Unu Nwee Udo (Matiu 6:33; Luk 7:35; Jems 1:4)

  • 11:00 Abụ nke 135 na Ịma Ọkwa

  • 11:10 VIDIO: Otú Ụmụnna Anyị Si Na-enwe Udo n’Agbanyeghị . . .

    • • Mmegide

    • • Ọrịa

    • • Ihe Isi Ike

    • • Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha

  • 11:45 OKWU BAPTIZIM: Na-eso Ụzọ Ga-eme Ka I “Nwee Udo” (Luk 1:79; 2 Ndị Kọrịnt 4:16-18; 13:11)

  • 12:15 Abụ nke 54 na Nkwụsịtụ

Ehihie

  • 1:35 Vidio Egwú

  • 1:45 Abụ nke 29

  • 1:50 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: ‘Yipụnụ Àgwà’ Ndị Na-eme Ka Udo Ghara Ịdị

    • • Itu Ọnụ (Ndị Efesọs 4:22; 1 Ndị Kọrịnt 4:7)

    • • Anyaụfụ (Ndị Filipaị 2:3, 4)

    • • Ịgha Ụgha (Ndị Efesọs 4:25)

    • • Ịgba Asịrị (Ilu 15:28)

    • • Iwe Ọkụ (Jems 1:19)

  • 2:45 IHE NKIRI SI NA BAỊBỤL: Jehova Na-ezi Anyị Ụzọ nke Udo​—Agba nke Mbụ (Aịzaya 48:17, 18)

  • 3:15 Abụ nke 130 na Ịma Ọkwa

  • 3:25 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: “Na-achọ Udo ma Gbalịa Na-eme Udo”

    • • Ekwela Ka Iwe Na-ewe Gị Ọsọ Ọsọ (Ilu 19:11; Ekliziastis 7:9; 1 Pita 3:11)

    • • Na-arịọ Mgbaghara (Matiu 5:23, 24; Ọrụ Ndịozi 23:3-5)

    • • Na-agbaghara Kpamkpam (Ndị Kọlọsi 3:13)

    • • Na-ekwu Okwu Ka Onye Ma Ihe (Ilu 12:18; 18:21)

  • 4:15 Na-agbasi Mbọ Ike Ka Anyị “Dịrị n’Udo” (Ndị Efesọs 4:1-6)

  • 4:50 Abụ nke 113 na Ekpere Mmechi

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya