Satọdee
“Lụsie ọgụ ike maka okwukwe”—Jud 3
ỤTỤTỤ
9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ
9:30 Abụ nke 57 na Ekpere
9:40 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Cheta na Ndị Na-enweghị Okwukwe Nwere Ike Imecha Nwee Okwukwe
• Ndị Ninive (Jona 3:5)
• Ụmụnne Jizọs (1 Ndị Kọrịnt 15:7)
• Ndị A Ma Ama (Ndị Filipaị 3:7, 8)
• Ndị Na-enweghị Okpukpe Ha Nọ na Ya (Ndị Rom 10:13-15; 1 Ndị Kọrịnt 9:22)
10:30 Jiri Akwụkwọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi Na-eme Ka Okwukwe Ndị Mmadụ Sie Ike (Jọn 17:3)
10:50 Abụ nke 67 na Ịma Ọkwa
11:00 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Ndị Na-agbasi Mbọ Ike Ka Okwukwe Ha Sie Ike
• Ndị Di Ma Ọ Bụ Nwunye Ha Na-abụghị Ndịàmà Jehova (Ndị Filipaị 3:17)
• Ndị Naanị Nne Ma Ọ Bụ Nna Ha Na-azụ (2 Timoti 1:5)
• Ndị Na-alụbeghị Di Ma Ọ Bụ Nwunye (1 Ndị Kọrịnt 12:25)
11:45 OKWU BAPTIZIM: Inwe Okwukwe Ga-eme Ka Anyị Nweta Ndụ Ebighị Ebi (Matiu 17:20; Jọn 3:16; Ndị Hibru 11:6)
12:15 Abụ nke 79 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
1:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ
1:45 Abụ nke 24
1:50 Otú Ụmụnna Anyị Si Na-egosi na Ha Nwere Okwukwe . . .
• n’Afrịka
• n’Eshia
• na Yurop
• na Nọt Amerịka
• ná Mba Ndị Dị n’Oké Osimiri Pasifik
• na Saụt Amerịka
2:15 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Jiri Okwukwe Na-eme Ọtụtụ Ihe n’Ọrụ Onyenwe Anyị
• Mụọ Asụsụ Ọzọ (1 Ndị Kọrịnt 16:9)
• Kwaga Ebe A Chọkwuru Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma (Ndị Hibru 11:8-10)
• Tinye Akwụkwọ Ịga Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze (1 Ndị Kọrịnt 4:17)
• Na-enye Aka n’Ebe A Na-arụ Ụlọ Ndị Nzukọ Jehova Nwe (Nehemaya 1:2, 3; 2:5)
• ‘Wepụta Ihe Ị Ga-enye’ Maka Ozi Jehova (1 Ndị Kọrịnt 16:2)
3:15 Abụ nke 84 na Ịma Ọkwa
3:20 IHE NKIRI SI NA BAỊBỤL: Daniel: Nwoke Nwere Okwukwe ná Ndụ Ya Niile—Agba nke Mbụ (Daniel 1:1–2:49; 4:1-33)
4:20 “Lụsie Ọgụ Ike Maka Okwukwe” (Jud 3; Ilu 14:15; Ndị Rom 16:17)
4:55 Abụ nke 38 na Ekpere Mmechi