Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm21 p. 2-3
  • Fraịdee

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Fraịdee
  • 2021 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Sọnde
    2021 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Satọdee
    2021 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2022 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2019 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2021 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm21 p. 2-3
Foto ndị na-egosi: 1. Ebe Noa ji anyụike na-ele osisi ndị toro ezigbo ogologo n’ime oké ọhịa. 2. Otú ụwa, kpakpando, na anyanwụ dị ma e si na mbara igwe na-ele ha. 3. Azụ̀ weel na nwa ya a nọ n’elu seta.

Fraịdee

“Mee ka anyị nwekwuo okwukwe”​—Luk 17:5

ỤTỤTỤ

  • 9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 9:30 Abụ nke 5 na Ekpere

  • 9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Olee Ụdị Ike Okwukwe Na-akpa? (Matiu 17:​19, 20; Ndị Hibru 11:1)

  • 10:10 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Ihe Mere Anyị Ji Nwee Okwukwe na . . .

    • • Chineke Dị Adị (Ndị Efesọs 2:​1, 12; Ndị Hibru 11:3)

    • • Okwu Chineke Ga-emezu (Aịzaya 46:10)

    • • Iwu Chineke Ga-abara Anyị Uru (Aịzaya 48:17)

    • • Chineke Hụrụ Anyị n’Anya (Jọn 6:44)

  • 11:05 Abụ nke 37 na Ịma Ọkwa

  • 11:15 AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: Okwukwe Mere Ka Noa Rube Isi (Jenesis 6:1–8:22; 9:​8-16)

  • 11:45 ‘Nwee Okwukwe ma Ghara Inwe Obi Abụọ’ (Matiu 21:​21, 22)

  • 12:15 Abụ nke 118 na Nkwụsịtụ

EHIHIE

  • 1:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 1:45 Abụ nke 2

  • 1:50 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Si n’Ihe E Kere Eke Mụta Ihe Ga-eme Ka Okwukwe Gị Sie Ike

    • • Anyanwụ na Kpakpando (Aịzaya 40:26)

    • • Oké Osimiri (Abụ Ọma 93:4)

    • • Oké Ọhịa (Abụ Ọma 37:​10, 11, 29)

    • • Ifufe na Mmiri (Abụ Ọma 147:​17, 18)

    • • Ihe Ndị Bi na Mmiri (Abụ Ọma 104:​27, 28)

    • • Ahụ́ Anyị (Aịzaya 33:24)

  • 2:50 Abụ nke 148 na Ịma Ọkwa

  • 3:00 Ihe Ndị Dị Ebube Jehova Kere Na-eme Ka Anyị Nwee Okwukwe (Aịzaya 43:10; Ndị Hibru 11:​32-35)

  • 3:20 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Na-eme Ka Ndị Nwere Okwukwe, Ọ Bụghị Ndị Na-enweghị Okwukwe

    • • Na-eme Ka Ebel, Ọ Bụghị Ken (Ndị Hibru 11:4)

    • • Na-eme Ka Ịnọk, Ọ Bụghị Lemek (Ndị Hibru 11:5)

    • • Na-eme Ka Noa, Ọ Bụghị Ndị Agbata Obi Ya (Ndị Hibru 11:7)

    • • Na-eme Ka Mosis, Ọ Bụghị Fero (Ndị Hibru 11:​24-26)

    • • Na-eme Ka Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs, Ọ Bụghị Ndị Farisii (Ọrụ Ndịozi 5:29)

  • 4:15 Olee Otú Ị Ga-esi ‘Na-enyocha Onwe Gị Ka Ị Mara ma Okwukwe Gị Ò Sikwara Ike’? (2 Ndị Kọrịnt 13:​5, 11)

  • 4:50 Abụ nke 119 na Ekpere Mmechi

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya