Fraịdee
“Jehova ga-agọzi ndị ya, mee ka ha nọrọ n’udo”—Abụ Ọma 29:11
Ụtụtụ
9:20 Vidio Egwú
9:30 Abụ nke 86 na Ekpere
9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Jehova Bụ “Chineke Onye Na-eme Ka Anyị Nwee Udo” (Ndị Rom 15:33; Ndị Filipaị 4:6, 7)
10:10 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Otú Ịhụnanya Si Eme Ka Anyị Nwee Ezigbo Udo
• Ịhụ Chineke n’Anya (Matiu 22:37, 38; Ndị Rom 12:17-19)
• Ịhụ Ndị Agbata Obi Anyị n’Anya (Matiu 22:39; Ndị Rom 13:8-10)
• Iji Okwu Chineke Kpọrọ Ihe (Abụ Ọma 119:165, 167, 168)
11:05 Abụ nke 24 na Ịma Ọkwa
11:15 AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: Jekọb Bụ Onye Udo (Jenesis 26:12–33:11)
11:45 “Ezi Omume A Ga Na-eme Ga-eme Ka Udo Dị” (Aịzaya 32:17; 60:21, 22)
12:15 Abụ nke 97 na Nkwụsịtụ
Ehihie
1:35 Vidio Egwú
1:45 Abụ nke 144
1:50 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Na-enwe Obi Ụtọ na Chineke Kwere Nkwa Ime Ka Udo Dị
• “Ndị Ohu M Ga Na-eri Ihe . . . Ndị Ohu M Ga-ahụ Ihe Ha Ga Na-aṅụ” (Aịzaya 65:13, 14)
• ‘Ha Ga-arụ Ụlọ, Ha Ga-akọkwa Ubi Vaịn’ (Aịzaya 65:21-23)
• “Anụ Ọhịa Wolf na Nwa Atụrụ Ga-anọkọ n’Udo” (Aịzaya 11:6-9; 65:25)
• “O Nweghị Onye Bi n’Ala A Ga-asị: ‘Ahụ́ Adịghị M’” (Aịzaya 33:24; 35:5, 6)
• “Ọ Ga-eme Ka Ọnwụ Ghara Ịdị Ruo Mgbe Ebighị Ebi” (Aịzaya 25:7, 8)
2:50 Abụ nke 35 na Ịma Ọkwa
3:00 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Na-emenụ Ihe Ndị Ga-eme Ka Udo Dị n’Ezinụlọ
• Na-ahụnụ Ibe Unu n’Anya, Na-akwanyekwaranụ Ibe Unu Ùgwù (Ndị Rom 12:10)
• Na-ekwurịtanụ Okwu Otú Dị Mma (Ndị Efesọs 5:15, 16)
• Na-emekọnụ Ihe Ọnụ (Matiu 19:6)
• Na-efekọnụ Jehova Ọnụ (Joshụa 24:15)
3:55 Jiri Obi Gị Niile Na-erubere “Onyeisi Udo” Isi (Aịzaya 9:6, 7; Taịtọs 3:1, 2)
4:15 Ekwela Ka Udo Na-abụghị nke Ezigbo Ya Duhie Gị (Matiu 4:1-11; Jọn 14:27; 1 Ndị Tesalonaịka 5:2, 3)
4:50 Abụ nke 112 na Ekpere Mmechi