Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm19 p. 2-3
  • Fraịdee

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Fraịdee
  • 2019 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Fraịdee
    2022 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2017 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2019 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm19 p. 2-3
Mkpụrụ osisi dị iche iche

Fraịdee

“UNU BỤ NDỊ CHINEKE NA-AKỤZIRI ỊHỤRỊTA IBE UNU N’ANYA”​—1 NDỊ TESALONAỊKA 4:9

ỤTỤTỤ

  • 9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 9:30 Abụ nke 105 na Ekpere

  • 9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Gịnị Mere na “Ịhụnanya Adịghị Ada Ada”? (Ndị Rom 8:​38, 39; 1 Ndị Kọrịnt 13:​1-3, 8, 13)

  • 10:15 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Kpachara Anya Ka Ị Ghara Ịtụkwasị Ihe Ndị Na-adịghị Adịgide Adịgide Obi

    • Akụnụba (Matiu 6:24)

    • Ọkwá na Ịbụ Onye A Ma Ama (Ekliziastis 2:16; Ndị Rom 12:16)

    • Amamihe Mmadụ (Ndị Rom 12:​1, 2)

    • Ike Ọkpụkpụ Aka na Mma Elu Ahụ́ (Ilu 31:30; 1 Pita 3:​3, 4)

  • 11:05 Abụ nke 40 na Ịma Ọkwa

  • 11:15 AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: Jehova Akwụsịghị Ịhụ Ya n’Anya (Jenesis 37:​1-36; 39:1–47:12)

  • 11:45 Ndị Hụrụ Ọkpara Jehova n’Anya Ka Jehova Hụrụ n’Anya (Matiu 25:40; Jọn 14:21; 16:27)

  • 12:15 Abụ nke 20 na Nkwụsịtụ

EHIHIE

  • 1:25 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 1:35 Abụ nke 107

  • 1:40 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Ka Ịhụnanya Gị Ghara Ịda, Ọ Bụrụgodị na . . .

    • A Zụlitere Gị n’Ezinụlọ Ịhụnanya Na-adịghị (Abụ Ọma 27:10)

    • A Na-akpaso Gị Àgwà Otú Na-adịghị Mma n’Ebe Ọrụ (1 Pita 2:​18-20)

    • Ndị Gị na Ha Na-agụkọ Akwụkwọ Na-akpa Àgwà Ọjọọ (1 Timoti 4:12)

    • Ị Na-arịa Ọrịa Na-ekweghị Ala Ala (2 Ndị Kọrịnt 12:9, 10)

    • Ị Dara Ogbenye (Ndị Filipaị 4:​12, 13)

    • Ndị Ezinụlọ Gị Na-emegide Gị (Matiu 5:44)

  • 2:50 Abụ nke 141 na Ịma Ọkwa

  • 3:00 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Ihe Ndị Jehova Kere Na-egosi na Ọ Hụrụ Anyị n’Anya

    • Ihe Ndị Dị na Mbara Ígwé (Abụ Ọma 8:​3, 4; 33:6)

    • Ụwa (Abụ Ọma 37:29; 115:16)

    • Ihe Ọkụkụ (Jenesis 1:​11, 29; 2:​9, 15; Ọrụ Ndịozi 14:​16, 17)

    • Ụmụ Anụmanụ (Jenesis 1:27; Matiu 6:26)

    • Ahụ́ Mmadụ (Abụ Ọma 139:14; Ekliziastis 3:11)

  • 3:55 “Onye Jehova Hụrụ n’Anya Ka Ọ Na-adọ Aka ná Ntị” (Ndị Hibru 12:​5-11; Abụ Ọma 19:​7, 8, 11)

  • 4:15 “Yirinụ Ịhụnanya Dị Ka Uwe” (Ndị Kọlọsi 3:​12-14)

  • 4:50 Abụ nke 130 na Ekpere Mmechi

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya