Satọdee
‘NA-EJENỤ IJE N’ỊHỤNANYA’—NDỊ EFESỌS 5:2
ỤTỤTỤ
9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ
9:30 Abụ nke 85 na Ekpere
9:40 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Nọgide Na-ahụ Ụmụnna Ndị A n’Anya
Ndị Okenye Ọgbakọ (1 Ndị Tesalonaịka 5:12, 13)
Ndị Di Ha Nwụrụ Anwụ na Ụmụ Na-enweghị Nna (Jems 1:27)
Ndị Agadi (Levitikọs 19:32)
Ndị Nọ n’Ozi Oge Niile (1 Ndị Tesalonaịka 1:3)
Ụmụnna Ndị Si Mba Ọzọ (Levitikọs 19:34; Ndị Rom 15:7)
10:50 Abụ nke 58 na Ịma Ọkwa
11:00 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Nọgide Na-enwe Ịhụnanya Mgbe Ị Na-ekwusa Ozi Ọma
Na-egosi na Ị Hụrụ Chineke n’Anya (1 Jọn 5:3)
“Hụ Onye Agbata Obi Gị n’Anya Dị Ka Onwe Gị” (Matiu 22:39)
Hụ Okwu Jehova n’Anya (Abụ Ọma 119:97; Matiu 13:52)
11:45 OKWU BAPTIZIM: Mụta Ịna-ahụ Ndị Ọzọ n’Anya n’Aka Jizọs (Matiu 11:28-30)
12:15 Abụ nke 52 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
1:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ
1:45 Abụ nke 84
1:50 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Otú Ụmụnna Anyị Si Egosi na Ha Nwere Ịhụnanya Na-adịghị Ada Ada . . .
n’Afrịka (Jenesis 16:13)
n’Eshia (Ọrụ Ndịozi 2:44)
na Yurop (Jọn 4:35)
n’Ebe Ugwu Amerịka (1 Ndị Kọrịnt 9:22)
ná Mba Ndị Dị n’Oké Osimiri Pasifik (Abụ Ọma 35:18)
n’Ebe Ndịda Amerịka (Ọrụ Ndịozi 1:8)
2:55 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Nọgide Na-ahụ Ndị Ezinụlọ Gị n’Anya
Hụ Nwunye Gị n’Anya (Ndị Efesọs 5:28, 29)
Hụ Di Gị n’Anya (Ndị Efesọs 5:33; 1 Pita 3:1-6)
Hụ Ụmụ Gị n’Anya (Taịtọs 2:4)
3:35 Abụ nke 35 na Ịma Ọkwa
3:45 FIM: Akụkọ Josaya: Hụ Jehova n’Anya; Kpọọ Ihe Ọjọọ Asị—Agba nke Mbụ (2 Ihe E Mere 33:10-24; 34:1, 2)
4:15 Kụziere Ụmụ Gị Ịna-ahụ Ndị Ọzọ n’Anya (2 Timoti 3:14, 15)
4:50 Abụ nke 134 na Ekpere Mmechi