Okwu Mmalite
OLEE IHE I CHERE?
Baịbụl, oge ya ọ̀ gafeela, ka ọ̀ ka bara uru n’oge anyị a? Baịbụl kwuru, sị: “Akwụkwọ Nsọ dum si n’ike mmụọ nsọ Chineke, ọ bara uru.”—2 Timoti 3:16, 17.
Isiokwu Ụlọ Nche a kwuru ihe ndị na-egosi na Baịbụl ka bara uru. O kwukwara otú anyị ga-esi na-agụ ya ya ana-atọ anyị ụtọ, ma baara anyị uru.