Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Jenụwarị p. 1
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • ỤLỌ NCHE
  • NA-AKỤZI EZIOKWU
  • OZI ỌMA SI N’AKA CHINEKE!
  • DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Jenụwarị p. 1
Ebe Ndịàmà Jehova na-ezi ndị mmadụ ozi ọma na Gana

Onye na-ezi ozi ọma na Gana

Ihe I Nwere Ike Ikwu

ỤLỌ NCHE

Ụlọ Nche Nke 1 2017 | Olee Ihe Ị Ga-eme Ka Ịgụ Baịbụl Na-atọ Gị Ụtọ?

Ajụjụ: Ụfọdụ ndị chere na ihe e dere na Baịbụl abaghịzi uru taa, ndị ọzọ echee na ọ ka bara uru. Olee ihe gịnwa chere?

Amaokwu Baịbụl: 2 Tim. 3:16, 17

Otú a ga-esi enye ya: Ụlọ Nche a gwara anyị ụzọ dị iche iche Baịbụl si baa uru taa, gwakwa anyị ihe anyị ga-eme ka anyị na-erite ezigbo uru n’ọgụgụ Baịbụl anyị.

NA-AKỤZI EZIOKWU

Baịbụl e mepere emepe

Ajụjụ: Ọgwụgwụ ụwa a ọ̀ dịla nso?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 24:3, 7, 14

Eziokwu: Amụma Baịbụl gosiri na anyị bi n’oge ikpeazụ. Ma, ọ bụụrụ anyị ozi ọma n’ihi na ọ na-egosi na ihe ga-aka mma n’oge na-adịghị anya.

OZI ỌMA SI N’AKA CHINEKE!

Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!

Ajụjụ: Ụfọdụ chere na ihe mere Chineke ji kee ụwa bụ ka o jiri ya mere ebe ọ ga na-ele ndị mmadụ ule ka ọ mata ndị kwesịrị iso ya biri n’eluigwe, olee ihe gịnwa chere?

Otú a ga-esi enye ya: Broshọ a kọwara ihe ndị mere ka ọtụtụ ndị kweta na Chineke kere ụwa a ka mmadụ biri na ya ruo mgbe ebighị ebi. M ga-achọ ịbịaghachi ka anyị tulee ajụjụ nke mbụ dị na peeji nke 10: “Gịnị mere Chineke ji kee ụwa?”

DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ

Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya