Jenụwarị Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Jenụwarị 2017 Ihe I Nwere Ike Ikwu Jenụwarị 2-8 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 24-28 Jehova Na-elekọta Ndị Ya Jenụwarị 9-15 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 29-33 “Otu Eze Ga-achị Ka E Wee Nwee Ezi Omume” Jenụwarị 16-22 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 34-37 A Zọpụtara Ndị Chineke n’Ihi Okwukwe Hezekaya OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ “Jehova, . . . Ọ Bụ Gị Ka M Tụkwasịrị Obi” Jenụwarị 23-29 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 38-42 Jehova Na-enye Onye Ike Gwụrụ Ike OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Cheta Ịna-etinye Ndị Kraịst A Na-akpagbu n’Ekpere Jenụwarị 30–Febụwarị 5 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 43-46 Jehova Bụ Chineke nke Amụma