Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Jenụwarị p. 7
  • Jenụwarị 30–Febụwarị 5

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 30–Febụwarị 5
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Jenụwarị p. 7

Jenụwarị 30–Febụwarị 5

AỊZAYA 43-46

  • Abụ nke 33 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Bụ Chineke nke Amụma”: (Nkeji 10)

    • Aịza. 44:26-28—Jehova buru amụma na a ga-ewughachi Jeruselem na ụlọ nsọ ya, nakwa na Saịrọs ga-emeri Babịlọn (ip-2 71-72 ¶22-23)

    • Aịza. 45:1, 2—Jehova kwuru otú ndị agha ga-esi bata merie Babịlọn (ip-2 77-78 ¶4-6)

    • Aịza. 45:3-6—Jehova kwuru ihe mere o ji jiri Saịrọs bibie Babịlọn (ip-2 79-80 ¶8-10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 43:10-12—Olee otú o si bụrụ na ụmụ Izrel bụ ndị àmà Jehova? (w14 11/15 21-22 ¶14-16)

    • Aịza. 43:25—Olee ihe bụ́ isi mere Jehova ji ehichapụ mmebi iwu anyị? (ip-2 60 ¶24)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 46:1-13

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg—Zie onye ọrụ ibe gị ma ọ bụ nwa akwụkwọ ibe gị ozi ọma mgbe ị na-anọghị n’ozi.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl Isi nke 4

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 143

  • Olee Ihe Ndị Gosiri na Baịbụl Na-ekwu Eziokwu?: (Nkeji 15) Kpọnye vidio bụ́ Olee Ihe Ndị Gosiri na Baịbụl Na-ekwu Eziokwu?. Tulezienụ ajụjụ ndị a: Olee otú anyị nwere ike isi jiri vidio a gbaa àmà mgbe anyị na-anọghị n’ozi, mgbe anyị na-agba àmà n’ebe na-ekwo ekwo, na mgbe anyị nọ n’ozi ụlọ n’ụlọ? Olee ahụmahụ ndị i nwetarala mgbe i ji vidio a zie ozi ọma?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 7 ¶19-23, igbe dị na peeji nke 75, chaatị dị na peeji nke 76-77, na “igbe ntụleghachi dị na peeji nke 77

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 103 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya