AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 43-46
Jehova Bụ Chineke nke Amụma
Nke E Biri Ebi
Ihe dị ka narị afọ abụọ tupu e bibie Babịlọn, Jehova si n’ọnụ Aịzaya kwuo ihe niile banyere otú a ga-esi bibie ya.
Ọ bụ Saịrọs ga-ebibi Babịlọn
Ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ga-eghe oghe
Osimiri Yufretis nke so n’ihe ndị na-echebe obodo ahụ ‘ga-atakọ’