Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Jenụwarị p. 1
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • ỤLỌ NCHE
  • ỤLỌ NCHE (peeji nke 16)
  • OZI ỌMA SI N’AKA CHINEKE!
  • DEE OTÚ ỌZỌ Ị GA-ESI JIRI OTU N’IME AKWỤKWỌ NDỊ A ZIE OZI ỌMA
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Jenụwarị p. 1
Ụmụnna nwaanyị ndị a ji Ozi Ọma Si n’Aka Chineke na-ezi ndị mmadụ ozi ọma na Madagaska

Ụmụnna nwaanyị ndị a ji Ozi Ọma Si n’Aka Chineke na-ezi ndị mmadụ ozi ọma na Madagaska

Ihe I Nwere Ike Ikwu

ỤLỌ NCHE

Ụlọ Nche, Nke 1 2016 | Ịkwụwa Aka Ọtọ Ọ̀ Bara Uru?

Ajụjụ: Olee otú i chere ụwa a ga-adị ma mmadụ niile na-eme ihe a anyị ga-agụ na Baịbụl ugbu a?

Amaokwu Baịbụl: Hib. 13:18

Otú a ga-esi enye ya: Amaokwu Baịbụl a kwuru ka anyị na-akwụwa aka ọtọ n’ihe niile anyị na-eme. Ihe ọ pụtara bụ na anyị ga na-ekwu eziokwu mgbe niile. Ụlọ Nche a kwuru ihe ga-enyere anyị aka ịna-eme otú ahụ.

ỤLỌ NCHE (peeji nke 16)

Ajụjụ: O nwere otu ajụjụ dị n’Ụlọ Nche a m chọrọ igosi gị. [Gụpụta ajụjụ nke mbụ.] Ụfọdụ ndị na-ekwu na mmadụ nwụọ mkpụrụ obi ya agaa biri ebe ọzọ. Ndị ọzọ na-ekwukwa na mmadụ nwụọ nke ya agaa. Gịnị ka gịnwa chere?

Amaokwu Baịbụl: Ekli. 9:5

Otú a ga-esi enye ya: Isiokwu a ga-akọwakwuru gị gbasara ihe a Baịbụl kwuru. M ga-achọ ka ị gụọ ya. Anyị ga-elebakwu ya anya ma m bịa oge ọzọ.

OZI ỌMA SI N’AKA CHINEKE!

Ihu Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!

Otú a ga-esi enye ya: M bịara ka m gosi gị otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl. Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịmụta otú ị ga-esi jiri Baịbụl gị mata azịza ajụjụ ndị na-echu ọtụtụ ndị ụra taa.

Ajụjụ: Ịgụ Baịbụl ọ̀ na-amasị gị? Ka m jiri akwụkwọ a zi gị ihe gosiri na Baịbụl esighị ike nghọta. [Gị na ya mụọ ajụjụ nke 1 dị n’isiokwu nke 2.]

Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 4:11

DEE OTÚ ỌZỌ Ị GA-ESI JIRI OTU N’IME AKWỤKWỌ NDỊ A ZIE OZI ỌMA

Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya