Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp17 nke 1 p. 16
  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ọ̀ bụ Chineke na-akpata ahụhụ anyị na-ata?
  • È nwere mgbe ahụhụ ga-akwụsị?
  • Ahụhụ Ụmụ Mmadụ Na-ata
    Teta!—2015
  • Ajụjụ nke Atọ: Gịnị Mere I Ji Hapụ M Ka M Na-ata Ahụhụ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • N’ihi Gịnị Ka Chineke Ji Kwere Ka Nhụjuanya Dịrị?
    Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
  • Olee Otú Obi Na-adị Chineke ma Ọ Hụ Ka Ị Na-ata Ahụhụ?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
wp17 nke 1 p. 16
Ebe otu nwaanyị ku nwa ya n’oge agha

Ọ̀ bụ Chineke na-akpata ahụhụ juru n’ụwa?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ọ̀ bụ Chineke na-akpata ahụhụ anyị na-ata?

Olee ihe ị ga-aza?

  • Ee

  • Mba

  • O nwere ike

Ihe Baịbụl Kwuru

“Ya bụrụ Chineke ihe arụ ime ihe ọjọọ, ya bụrụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ihe arụ ime ihe n’ụzọ na-ezighị ezi.” (Job 34:10) Ọ bụtụghị Chineke na-akpata ahụhụ na ihe ọjọọ anyị na-ahụ n’ụwa taa.

Olee ihe ọzọ anyị ga-amụta na Baịbụl?

  • Onye kacha akpata ahụhụ ụmụ mmadụ na-ata bụ Setan bụ́ Ekwensu. Ọ bụ ya “na-achị ụwa.”—Jọn 14:30.

  • Ihe ọzọ na-akpatakarị ihe ọjọọ na ahụhụ ndị mmadụ na-ata n’ụwa bụ mkpebi na-adịghị mma ha na-eme.—Jems 1:14, 15.

È nwere mgbe ahụhụ ga-akwụsị?

Ụfọdụ ndị na-ekwu na ndị mmadụ nwere ike ịgbakọ aka mee ka ahụhụ ụmụ mmadụ na-ata kwụsị. E nwekwara ndị nke na-ekwu na ha echeghị na ihe ga-emecha dị mma n’ụwa a. Gịnị ka i chere?

Ihe Baịbụl kwuru

Chineke ga-eme ka ahụhụ kwụsị. “Ọnwụ agaghị adị ọzọ, iru uju ma ọ bụ mkpu ákwá ma ọ bụ ihe mgbu agaghịkwa adị ọzọ.”—Mkpughe 21:3, 4.

Olee ihe ọzọ anyị ga-amụta na Baịbụl?

  • Chineke ga-esi n’aka Jizọs mee ka ahụhụ niile Ekwensu kpataara ụmụ mmadụ kwụsị.—1 Jọn 3:8.

  • Ndị ezi omume ga-ebi n’udo n’ụwa ruo mgbe ebighị ebi.—Abụ Ọma 37:9-11, 29.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu ihe mere Chineke ji kwere ka ndị mmadụ na-ata ahụhụ, gụọ isi nke 11 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya

I nwekwara ike inweta ya na www.jw.org/ig

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya