Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp19 nke 2 p. 16
  • “Ihe Banyere Unu Na-emetụ Ya n’Obi”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ihe Banyere Unu Na-emetụ Ya n’Obi”
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • I Nwere Ike Ịbụ Enyị Chineke
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
  • Uru Ịmata Eziokwu Ga-abara Gị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2020
  • Olee Otú Obi Na-adị Chineke ma Ọ Hụ Ka Ị Na-ata Ahụhụ?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2018
  • Ò Nwere Mgbe Nsogbu Ụwa A Ga-akwụsị?
    Ò Nwere Mgbe Nsogbu Ụwa A Ga-akwụsị?
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
wp19 nke 2 p. 16

“Ihe Banyere Unu Na-emetụ Ya n’Obi”

Ebe otu nwa agbọghọbịa ji obi ike na ihu ọchị si n’etiti ìgwè mmadụ na-agafe

Ọ bụrụgodị na ndị ọzọ agharịpụ gị, e nwere onye na-agaghị agharịpụ gị. Olee onye ọ bụ?

N’oge ochie, Eze Devid kwuru, sị: “Ọ bụrụ na nna m na nne m ahapụ m, Jehova ga-akpọrọ m.”​—Abụ Ọma 27:10.

Jehova bụ “Nna nke obi ebere na Chineke nke nkasi obi niile, . . . onye na-akasi anyị obi ná mkpagbu anyị niile.”​—2 Ndị Kọrịnt 1:​3, 4.

“Na-atụkwasịnụ ya nchegbu unu niile, n’ihi na ihe banyere unu na-emetụ ya n’obi.”​—1 Pita 5:7.

Ị chọọ ịmụta otú Chineke chọrọ isi nyere gị aka, gụọ isi nke 8 n’akwụkwọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya. I nwekwara ike inweta ya na www.jw.org/ig

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu otú i nwere ike isi bịaruo Chineke nso, gụọ isi nke 8 n’akwụkwọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya. I nwekwara ike inweta ya na www.jw.org/ig

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya