Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp19 nke 1 p. 16
  • I Nwere Ike Ịbụ Enyị Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • I Nwere Ike Ịbụ Enyị Chineke
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Ihe Banyere Unu Na-emetụ Ya n’Obi”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
  • Uru Ịmata Eziokwu Ga-abara Gị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2020
  • Olee Otú Obi Na-adị Chineke ma Ọ Hụ Ka Ị Na-ata Ahụhụ?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2018
  • “Ndị Dị Umeala n’Obi Ga-enweta Ụwa”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
wp19 nke 1 p. 16

I Nwere Ike Ịbụ Enyị Chineke

ỤFỌDỤ NDỊ NA-ECHE NA . . .

Chineke enwechaghị mmasị n’ebe anyị nọ, na ọ dị elu, dị nsọ, nakwa na anyị enweghị ike ịbịaru ya nso.

IHE BAỊBỤL KWURU

Ebe otu nwaanyị na-agụ Baịbụl

“Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.”—Jems 4:8.

“Na-atụkwasịnụ ya nchegbu unu niile, n’ihi na ihe banyere unu na-emetụ ya n’obi.”—1 Pita 5:7.

OLEE IHE Ị GA-EME KA Ị BỤRỤENYI CHINEKE?

  • Na-akọrọ ya mkpa gị.—Abụ Ọma 145:18, 19.

  • Na-ege ya ntị.—Abụ Ọma 32:8.

  • Na-eme ihe ọ gwara gị.—Ilu 3:5, 6.

  • Adala mbà ná mbọ ị na-agba ka gị na Chineke bụrụ enyi.—Matiu 7:7, 8.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu banyere nkwa Chineke kwere na ya ga-eme ka ihe dị mma n’ọdịnihu, kweta ka e jiri akwụkwọ a, Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi mụwara gị Baịbụl. Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya. I nwekwara ike inweta ya na www.jw.org/ig

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya