Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp18 nke 2 p. 16
  • “Ndị Dị Umeala n’Obi Ga-enweta Ụwa”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ndị Dị Umeala n’Obi Ga-enweta Ụwa”
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Uru Ịmata Eziokwu Ga-abara Gị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2020
  • I Nwere Ike Ịbụ Enyị Chineke
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
  • Ihe Ị Ga-eme Ka Ihe Dịrị Gị ná Mma n’Ọdịnihu
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2021
  • Olee Otú I Chere Ihe Ga-adị n’Ọdịnihu?
    Olee Otú I Chere Ihe Ga-adị n’Ọdịnihu?
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2018
wp18 nke 2 p. 16
Otu ezinụlọ

“Ndị Dị Umeala n’Obi Ga-enweta Ụwa”

Ọtụtụ n’ime anyị ahụtụla ka a na-agbagọ ikpe nakwa ka ndị ọjọọ na-emegbu ndị aka ha dị ọcha. È nwere mgbe ikpe na-ezighị ezi na mmegbu na-agaghịzi adị?

Abụ Ọma 37 zara ajụjụ a. O kwukwara ihe ndị ga-enyere anyị aka taa. Legodị otú o si zaa ajụjụ ndị a.

  • Olee otú anyị kwesịrị isi mesoo ndị na-emegbu anyị?—Amaokwu nke mbụ na nke abụọ.

  • Gịnị ga-eme ndị ọjọọ?—Amaokwu nke iri.

  • Gịnị ga-eme ndị ezi omume n’ọdịnihu?—Amaokwu nke iri na otu na nke iri abụọ na itoolu.

  • Gịnị ka anyị kwesịrị ime ugbu a?—Amaokwu nke iri atọ na anọ.

Abụ Ọma nke 37 mere ka o doo anya na ihe ga-adịrị ndị ‘nwere olileanya n’ebe Jehova nọ ma na-edebe ụzọ ya’ mma n’ọdịnihu. Obi ga-adị Ndịàmà Jehova ụtọ ka gị na ha mụwa Baịbụl. Ọ ga-enyere gị aka ịmụta otú gị na ndị ezinụlọ gị ga-esi soro ná ndị ga-enweta ndụ n’ọdịnihu.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu banyere ihe Chineke bu n’obi kee ụwa na ụmụ mmadụ, gụọ isi nke 3 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya. Ọ dịkwa na www.jw.org/ig

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya