Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 4/07 p. 5
  • Igbe Ajụjụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Igbe Ajụjụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Anyị Si Enweta Ego Anyị Ji Arụ Ọrụ Ndị Gbasara Alaeze Chineke
    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!
  • Jehova Na-ahụ Ndị Ji Obi Ụtọ Na-enye Ihe n’Anya
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1992
  • Olee Otú Anyị Si Enweta Ego Anyị Ji Na-arụ Ọrụ Ikwusa Ozi Ọma n’Ụwa Niile?
    Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa?
  • Ụzọ Jehova Si Eme Ka Ọrụ Ya Na-aga n’Ihu
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2007
km 4/07 p. 5

Igbe Ajụjụ

◼ Ọ̀ ga-abụ ihe kwesịrị ekwesị ime ndokwa maka agbam ọnyà ego iji nyere ọgbakọ aka?

Òtù okpukpe dị iche iche na-emekarị ihe omume ndị ha si na ya enweta ego, dị ka bazaa, agbam ọnyà ego, ma ọ bụ ihe omume ndị ọzọ. Ọ bụ eziokwu na ụfọdụ pụrụ iche na ihe ndị a dị mma, ma nke bụ́ eziokwu bụ na ha bụcha ụzọ e si arịọ ego. Ndịàmà Jehova esighị otú ahụ enweta ego.

N’Ụlọ Nche August 1879, Nwanna Russell kwuru ihe na-esonụ banyere ọjụjụ ọ jụrụ iṅomi ndị chọọchị ma rịọwa ego: “Anyị kweere na onye na-akwado mbipụta nke magazin bụ́ ‘Zion’s Watch Tower’ bụ JEHOVA. Ebe ọ dị otú ahụ, ọ dịghị mgbe a ga-arịọ ego ma ọ bụ rịọ ndị mmadụ arịrịọ maka enyemaka iji na-ebipụta ya. Mgbe Onye ahụ nke kwuru, sị: ‘Ọlaọcha na ọlaedo nile dị n’elu ugwu bụ nke m,’ kwụsịrị iweta ego a ga-eji na-ebipụta ya, anyị ga-aghọta na oge eruola ka a kwụsị ibipụta ya.”

Anyị ga-anọgide na-agbaso ụkpụrụ Akwụkwọ Nsọ bụ́: “Ka onye ọ bụla na-eme dị nnọọ ka o kpebiworo n’obi ya, ọ bụghị n’enweghị ọchịchọ ime ihe ma ọ bụ ná mmanye, n’ihi na Chineke hụrụ onye na-eji mgbasapụ ihu na-enye ihe n’anya.” (2 Kọr. 9:7) A na-adọba igbe onyinye n’Ụlọ Nzukọ Alaeze ka ndị mmadụ wee nwee ike inye onyinye ma ha chọọ. (2 Eze 12:9) A naghị arịọ mmadụ arịọ ka o nye onyinye; onye na-enye onyinye anaghịkwa enye ya iji nweta ihe ọ bụla.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya