Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/13 p. 7
  • Nyere Ha Aka Ka Ha “Gbasie Ike n’Okwukwe”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nyere Ha Aka Ka Ha “Gbasie Ike n’Okwukwe”
  • Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Igbe Ajụjụ
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Otú E Si Eduziri Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl Ga-eme Ka O Ruo Eru Ime Baptizim—Agba nke Abụọ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2020
  • Nyere Onye Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ka O Mee Baptizim
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
  • Otú E Si Eduziri Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl Ga-eme Ka O Ruo Eru Ime Baptizim—Agba nke Mbụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2020
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2013
km 12/13 p. 7

Nyere Ha Aka Ka Ha “Gbasie Ike n’Okwukwe”

Otú Jehova si na-eme ka ndị mmadụ na-enubata n’ọgbakọ ya na-eme anyị obi ụtọ. Dị ka ihe atụ, kwa afọ, a na-eme ihe karịrị narị puku mmadụ abụọ na puku iri ise baptizim. (Diut. 28:2) Ọtụtụ mgbe, ọ na-abụ onye anyị na-amụrụ ihe mehaala baptizim, anyị ahapụ ya gaa mụwara onye ọzọ ihe. Ọ bụrụgodị na anyị achọọ ịna-amụrụ ya ihe, mkpa ya nwere ike ịbụ ịna-agachi ozi ọma anya, kama ịna-amụ ihe. Ma, nke bụ́ eziokwu bụ na onye batara n’ọgbakọ ọhụrụ kwesịrị ịmụsi ihe ike ka o wee mara nke a na-akọ ma “gbasie ike n’okwukwe.” (Kọl. 2:6, 7; 2 Tim. 3:12) N’ihi ya, mgbe e mechara mmadụ baptizim, e kwesịrị ịna-amụrụ ya ihe ruo mgbe ọ mụchara akwụkwọ Bible Na-akụzi na akwụkwọ “Ịhụnanya Chineke.”—Gụọ Ozi Alaeze Anyị nke Eprel 2011, peeji 2.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya