Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọktoba p. 1
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • TETA!
  • NA-AKỤZI EZIOKWU
  • AKWỤKWỌ ỊKPỌ ÒKÙ ỌMỤMỤ IHE (inv)
  • DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọktoba p. 1
Ebe Ndịàmà Jehova na-enye ndị mmadụ akwụkwọ ịkpọ òkù ọmụmụ ihe

Ebe ụmụnna anyị na-akpọ ndị mmadụ òkù ka ha bịa ọmụmụ ihe

Ihe I Nwere Ike Ikwu

TETA!

Teta! Nke 5 2016 | Jizọs Ọ̀ Bụ Mmadụ Dịrị Ndụ n’Ụwa A?

Ajụjụ: Ụfọdụ ndị na-eche na Jizọs abụghị mmadụ dịrị ndụ n’ụwa a. Ma, o nwere ndị kwetara na Jizọs dịrị ndụ n’ụwa a, nweekwa ndị nke sị na ha amaghị. Olee ihe gịnwa chere?

Otú a ga-esi enye ya: Teta! a kwuru ihe ndị ga-enyere gị aka ịma nke bụ́ eziokwu.

NA-AKỤZI EZIOKWU

Baịbụl e mepere emepe

Ajụjụ: Gịnị na-eme mmadụ ma ọ nwụọ?

Amaokwu Baịbụl: Jọn 11:​11-14

Eziokwu: Mmadụ nwụọ, onye ahụ anwụchaala. N’ihi ya, anyị ekwesịghị ịtụ ụjọ ihe ga-eme anyị ma anyị nwụọ. Jizọs ji ọnwụ tụnyere ụra. O nwere ike ịkpọte ndị nwụnahụrụ anyị ka ha dịrịkwa ndụ n’ụwa otú ahụ ọ kpọtere Lazarọs.​—⁠Job 14:⁠14.

AKWỤKWỌ ỊKPỌ ÒKÙ ỌMỤMỤ IHE (inv)

Akwụkwọ Ịkpọ Òkù Ọmụmụ Ihe

Otú a ga-esi enye ya: O nwere okwu a ga-ekwu n’Ụlọ Nzukọ Alaeze ebe anyị na-anọ efe Chineke. M na-akpọ gị ka ị bịa gere okwu ahụ n’akwụghị ụgwọ ọ bụla. [Nyezie ya akwụkwọ ịkpọ òkù ahụ. Gosi ya ebe e dere oge na ebe anyị na-enwe ọmụmụ ihe ngwụcha izu, gwakwa ya isiokwu okwu ihu ọha a ga-ekwu.]

Ajụjụ: Ị̀ bịatụla ọmụmụ ihe anyị mbụ? [I nwere ike igosi ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze?]

DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ

Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya