Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọktoba p. 3
  • “Ka Obi Gị Ghara Ịtụgharị”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ka Obi Gị Ghara Ịtụgharị”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Otú Ị Ga-esi Chebe Obi Gị?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Na-eche Nche, Setan Chọrọ Iripịa Gị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Nweta Obi nke Dị Ka Jehova Si Chọọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • Isiokwu Ndị Dị na Teta! A
    Teta!—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọktoba p. 3

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ILU 7-11

“Ka Obi Gị Ghara Ịtụgharị”

Ebe otu nwa okorobịa na-ele anya n’ụlọ nwaanyị akwụna

Iwu Jehova nwere ike ichebe anyị. Ma, ihe ga-eme ka o chebe anyị bụ ma anyị mee ka ọ dịrị anyị n’obi. (Ilu 7:⁠3) Ọ bụrụ na onye na-efe Jehova ekwe ka iwu Jehova pụọ ya n’obi, ọ ga-eme ka ọ dịrị Ekwensu mfe iji aghụghọ ya dị iche iche ghọgbuo onye ahụ. Ilu isi 7 kwuru maka otu nwa okorobịa kwere ka a rafuo ya. Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị o mejọrọ?

  • Anya

    Anya

    7:10

  • Ebe nwaanyị na-emetụ nwoke aka n’aka

    Anụ Ahụ́

    7:13

  • Achịcha na mmanya

    Ọnụ

    7:14

  • Mkpọ̀ sent

    Imi

    7:17

  • Ebe nwaanyị na-atakịịrị nwoke ihe

    Ntị

    7:21

  • Setan na-eji ihe ndị na-amasị akụkụ ahụ́ anyị dị iche iche achọ ime ka anyị hapụ Jehova

  • Ma amamihe na nghọta ga-enyere anyị aka ịmata nsogbu ime ihe ọjọọ ga-akpatara anyị. Ọ ga-emezi ka anyị gbaara ihe ọjọọ ahụ ọsọ

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya