Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọktoba p. 5
  • Amamihe Dị Mma Karịa Ọlaedo

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Amamihe Dị Mma Karịa Ọlaedo
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Amamihe Bụ Ndò”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Mmanụ Aṅụ—Onyinye Aṅụ Na-enye Mmadụ
    Teta!—2005
  • Mmanụ Aṅụ—Ihe Dị Ụtọ nke Na-agwọ Ọrịa
    Teta!—2002
  • “Onye Ihe Na-agara nke Ọma Ka Mmadụ nke Chọtaworo Amamihe Bụ”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọktoba p. 5

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ILU 12-16

Amamihe Dị Mma Karịa Ọlaedo

Nke E Biri Ebi
Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ akwụkwọ mpịakọta dị́ na ya dị arọ karịa mkpụrụ ego ọlaedo

Gịnị mere amamihe Chineke ji dị oké ọnụ ahịa? Ọ bụ n’ihi na ọ na-eme ka ndị nwere ya ghara ime ihe ọjọọ, meekwa ka ha dịrị ndụ. Ọ na-eme ka otú ha si ele ihe anya, otú ha si ekwu okwu, na otú ha si eme ihe ka mma.

Onye maara ihe anaghị adị mpako

16:​18, 19

  • Nwoke dị mpako

    Onye maara ihe ma na ọ bụ Jehova na-enye amamihe

  • Ndị ihe na-agaziri na ndị a na-enyekwu ọrụ n’ọgbakọ kwesịrị ịkacha kpachara anya ka ha ghara ibido dịwa mpako

Onye maara ihe na-ekwu okwu na-eru mmadụ n’obi, nke na-agbakwa ume

16:​21-24

  • Ebe otu nwoke na-agwa nwoke ọzọ okwu, ya ana-ege

    Onye maara ihe na-agbalị chọpụta ebe ndị ọzọ na-eme nke ọma, na-ajakwa ha mma

  • Okwu ọma na-eru n’obi, na-atọkwa ka mmanụ aṅụ. Ọ naghị akpasu iwe

Ị̀ MAARA?

Ụgbụgbọ mmanụ aṅụ

Mmadụ raa mmanụ aṅụ, ahụ́ ya na-amịkọrọ ya ozugbo, mmanụ aṅụ ahụ emezie ka onye ahụ nwee ume. Mmanụ aṅụ na-amasị ndị mmadụ n’ihi na ọ na-atọ ụtọ, na-agwọkwa ọrịa.

Okwu ọma a gwara onye na-efe Chineke ga-eme ka ọ na-emekwu nke ọma, otú ahụ mmanụ aṅụ si eme ka ahụ́ na-adị mmadụ mma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya