OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Na-akpa Àgwà E Ji Mara Ndị Chineke—Obi Ike
IHE MERE O JI DỊ MKPA:
Obi ike dị anyị mkpa iji kwusaa ozi ọma.—Ọrụ 5:27-29, 41, 42
Obi ike anyị ga-apụta ìhè n’oké mkpagbu.—Mat. 24:15-21
Egwú mmadụ na-akpata ọdachi.—Jere. 38:17-20; 39:4-7
OTÚ Ị GA-ESI EME YA:
Na-atụgharị uche n’otú Jehova si azọpụta ndị ya.—Ọpụ. 14:13
Tụkwasị Jehova obi.—Ọma 118:6
Ole ebe ndị m kwesịrị ịgbalị kata obi na ha n’ozi ọma m?
LEENỤ VIDIO BỤ́ ZERE IHE NDỊ GA-EME KA Ị KWỤSỊ IGUZOSI IKE N’EBE JEHOVA NỌ—EGWU MMADỤ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:
Olee ihe mere obi ike ji dị ezigbo mkpa n’ozi ọma anyị?
Olee ihe abụọ Ilu 29:25 kwuru gbasara ya?
Olee ihe mere o ji dị mkpa ka anyị bido ugbu a nwewe obi ike?