AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JOEL 1-3
“Ụmụ Unu Ndị Ikom na Ụmụ Unu Ndị Inyom Ga-ebukwa Amụma”
Ndị Kraịst e tere mmanụ sokwa na-ebu amụma. Ha na-ekwu banyere “ihe ndị dị ebube nke Chineke,” na-ekwusakwa “ozi ọma nke a nke alaeze.” (Ọrụ 2:11, 17-21; Mat. 24:14) Ndị so n’atụrụ ọzọ ahụ sokwa ha na-arụ ọrụ a
Gịnị ka ‘ịkpọku aha Jehova’ pụtara?
Ịmara aha ahụ
Ịsọpụrụ aha ahụ
Ịtụkwasị onye nwe aha ahụ obi
Jụgodị onwe gị, sị: ‘Olee otú m nwere ike isi nyere ndị e tere mmanụ aka ịna-ebu amụma?’