AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EMỌS 1-9
“Chọọnụ Jehova, Ka Unu Wee Dịrị Ndụ”
Gịnị ka ịchọ Jehova pụtara?
Ọ pụtara ịna-amụ gbasara Jehova na ịna-eme ihe iwu ya kwuru
Olee ihe ndị ụmụ Izrel mere mgbe ha kwụsịrị ịchọ Jehova?
Ha kwụsịrị ‘ịkpọ ihe ọjọọ asị na ịhụ ezi ihe n’anya’
Ha nọ na-eme ihe masịrị ha
Ha leghaara ndụmọdụ Jehova anya
Olee ihe ndị Jehova nyere anyị ga-enyere anyị aka ịna-achọ ya?