Ebe ụmụnna anyị na-ezi ozi ọma n’otu ahịa dị na Siera Lion
Ihe I Nwere Ike Ikwu
TETA!
Ajụjụ: Gịnị mere ọnọdụ ụwa ji na-aka njọ kwa ụbọchị?
Amaokwu Baịbụl: Jere. 10:23
Akwụkwọ: Teta! a kọwara ihe mere ọtụtụ nde mmadụ n’ụwa taa ji kwere na ihe ga-emecha dị mma n’ọdịnihu.
TETA!
Ajụjụ: Chineke ò nwere aha?
Amaokwu Baịbụl: Ọma 83:18
Akwụkwọ: Isiokwu a na-ekwu gbasara ihe aha Chineke pụtara na ihe mere anyị kwesịrị iji na-akpọ Chineke aha ya. [Gosi ya isiokwu bụ́ “Ihe Baịbụl Kwuru—Aha Chineke.”]
NA-AKỤZI EZIOKWU
Ajụjụ: È nwere mgbe onye iro anyị bụ́ ọnwụ na-agaghịzi adị?
Amaokwu Baịbụl: 1 Kọr. 15:26
Eziokwu: Jehova ga-eme ka ọnwụ ghara ịdịzi.
DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ
Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.