Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Disemba p. 3
  • ‘Jide Uwe Mwụda nke Nwoke Bụ́ Onye Juu Aka’

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • ‘Jide Uwe Mwụda nke Nwoke Bụ́ Onye Juu Aka’
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Anyị Ga-eso Unu
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2020
  • “Anyị Ga-eso Unu”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • “Ụmụ Unu Ndị Ikom na Ụmụ Unu Ndị Inyom Ga-ebukwa Amụma”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ndị A Gụrụ ná Ndị Ruru Eru Ka E Duga Ha n’Isi Iyi nke Mmiri nke Ndụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Disemba p. 3
Ebe otu nwoke jidere uwe mwụda onye Juu

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ZEKARAYA 1-8

‘Jide Uwe Mwụda nke Nwoke Bụ́ Onye Juu Aka’

8:20-23

Ndị ikom iri ndị si n’asụsụ niile nke mba dị iche iche ga-ejide uwe mwụda nke nwoke bụ́ onye Juu, sị: “Anyị ga-eso unu.” N’oge ikpeazụ a, ọtụtụ ndị si ná mba dị iche iche na-enubata n’ọgbakọ Jehova iji soro ndị e tere mmanụ fee ya ofufe

Olee ụzọ dị iche iche atụrụ ọzọ ahụ si na-akwado ndị e tere mmanụ taa?

  • Ebe Ndịàmà Jehova abụọ nọ n’ozi ọma

    Ha ji obi ha niile na-ekwusa ozi ọma

  • Ebe mmadụ na-etinye ego n’igbe onyinye

    Ha sikwa n’ala ala obi ha na-enye onyinye e ji na-akwado ọrụ ikwusa ozi ọma

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya