AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MALAKAỊ 1-4
Alụmdi na Nwunye Gị Ọ̀ Na-eme Jehova Obi Ụtọ?
N’oge Malakaị, ọtụtụ ndị Izrel na-agba di ha ma ọ bụ nwunye ha alụkwaghịm n’ihi ihe ndị na-enweghị isi na ọdụ. Jehova anabataghị ofufe ndị ahụ ji aghụghọ gbaa di ha ma ọ bụ nwunye ha alụkwaghịm
Jehova gọziri ndị kwanyeere di ha ma ọ bụ nwunye ha ùgwù
Olee otú ndị lụrụ di na nwunye taa ga-esi ghara imebi iwu Chineke . . .
n’ihe ndị ha na-eche?
n’ihe ndị ha na-ele?
n’okwu ọnụ ha?