Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Febụwarị p. 3
  • Ihe Atụ nke Ọka Wit na Ata

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Atụ nke Ọka Wit na Ata
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Ndị Ezi Omume Ga-enwu Gbaa Dị Ka Anyanwụ”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • “Lee! M Nọnyeere Unu Ụbọchị Niile”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Otu Ezi Okpukpe Ndị Kraịst—Ihe Dị Adị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • Otú Ọrụ Ndị Mmụọ Ozi Si Emetụta Ndụ Anyị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Febụwarị p. 3

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 12-13

Ihe Atụ nke Ọka Wit na Ata

Jizọs ji ihe atụ nke ọka wit na ata mee ka a mata otú ọ ga-esi esi n’etiti ụmụ mmadụ họpụta ndị niile e tere mmanụ, bụ́ ndị nọchiri anya ọka wit ahụ na mgbe ọ ga-eme ya. Ọ malitere ime ya n’afọ 33 O.N.K.

Chaatị na-egosi oge ịgha mkpụrụ, oge iwe ihe ubi nakwa oge ịchịba ihe ubi n’ụlọ nkwakọba ihe

13:24

‘Otu nwoke ghara ezi mkpụrụ n’ubi ya’

  • Ọgha mkpụrụ: Jizọs Kraịst

  • A ghara ezi mkpụrụ: E ji mmụọ nsọ tee ndị na-eso ụzọ Jizọs mmanụ

  • Ubi ahụ: Ndị bi n’ụwa

13:25

“Mgbe ndị mmadụ nọ na-ehi ụra, onye iro ya bịara kụọ ata n’etiti ọka wit ahụ”

  • Onye iro: Ekwensu

  • Ndị mmadụ na-ehi ụra: Mgbe ndịozi nwụchara

13:30

“Hapụnụ ha abụọ ka ha tokọọ ruo n’oge owuwe ihe ubi”

  • Ọka wit: Ndị Kraịst e tere mmanụ

  • Ata: Ndị Kraịst adịgboroja

“Burunụ ụzọ chịkọta ata ahụ . . . ; e mesia, unu agaa chịkọta ọka wit ahụ”

  • Ndị ohu ma ọ bụ ndị na-ewe ihe ubi: Ndị mmụọ ozi

  • Ata ahụ a chịkọtara: E wepụrụ Ndị Kraịst adịgboroja ahụ n’etiti Ndị Kraịst e tere mmanụ

  • A chịbara ọka wit n’ụlọ nkwakọba ihe: A kpọbatara Ndị Kraịst e tere mmanụ n’ọgbakọ Ndị Kraịst

Mgbe oge owuwe ihe ubi ahụ malitere, olee ihe ndị mere ka ezi Ndị Kraịst dị iche ná Ndị Kraịst adịgboroja?

Olee otú ịghọta ihe atụ a ga-esi baara m uru?

Ị̀ MAARA?

Ebe ata na ọka wit na-etokọ

Ọtụtụ ndị kweere na ata ahụ e kwuru okwu ya n’ihe atụ a bụ otu ahịhịa nwere ike igbu mmadụ a na-akpọ bearded darnel. Ọ na-eyi ọka wit n’oge ọ na-eto eto. Ka ọka wit na ata a na-etokọ ọnụ, mgbọrọgwụ ha abụọ na-atụhịkọta ibe ha, na-eme ka ọ ghara ikwe omume ifopụ ata ahụ n’efopụghị ọka wit ahụ. Ma, ozugbo ata ahụ tochara kaa, ọ na-adị mfe ịmata ya ma fopụ ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya