AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 27-28
Gaanụ Mee Ndị Mmadụ Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ. N’ihi Gịnị, n’Ebee, Otú Ole?
N’ihi gịnị? Ọ bụ n’ihi na Jehova enyela Jizọs ikike buru ibu, Jizọs agwakwa anyị ka anyị gaa mee ndị na-eso ụzọ
N’ebee? Jizọs nyere ndị na-eso ụzọ ya iwu ka ha mee “ndị mba niile” ndị na-eso ụzọ ya
Ịkụziri ndị mmadụ ka ha debe ihe niile Jizọs nyere n’iwu abụghị ihe a na-eme otu ugbo kwụsị
Olee otú anyị si akụziri ndị ọzọ ihe Jizọs nyere n’iwu?
Olee otú anyị ga-esi nyere ndị anyị na-amụrụ ihe aka ịna-eme ihe Jizọs kwuru?
Olee otú anyị ga-esi nyere ndị anyị na-amụrụ ihe aka ịna-eme ka Jizọs?