AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MAK 11-12
Ọ Tụnyere Ihe Karịa Ihe Ndị Niile Ahụ Tụnyere
Olee otú ihe dị n’amaokwu ndị ahụ si na-akụziri anyị ihe ndị na-esonụ?
Jehova ji mbọ anyị na-agba n’ozi ya kpọrọ ihe
Na-eme ike gị niile n’ozi Jehova
Ejila ihe ị na-eme ugbu a na-atụnyere ihe ndị ọzọ na-eme ma ọ bụkwanụ jiri ya na-atụnyere ihe ị na-emebu n’oge gara aga
Ndị ogbenye kwesịrị ịna-enye onyinye, ọ bụrụgodị na ihe ha nwere ike inye dị obere
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara?