Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Julaị p. 3
  • Olee Ihe A Chọrọ n’Aka Onye Na-eso Ụzọ Jizọs?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Ihe A Chọrọ n’Aka Onye Na-eso Ụzọ Jizọs?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Elela Anya “n’Ihe Ndị Dị n’Azụ”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Ụzọ Na-eduba ná Mmehie na Ọnwụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Ịgbatara Ụmụnna Anyị Ọsọ Enyemaka So n’Ozi Anyị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Olee Ihe M Ga-eme Ka Uche M Na-adị n’Otu Ihe?
    Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Julaị p. 3

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 8-9

Olee Ihe A Chọrọ n’Aka Onye Na-eso Ụzọ Jizọs?

9:62

Onye na-akọ ugbo agaghị elewe anya n’azụ ma ọ chọọ ka ihe ọ na-akọ ghara ịgbagọ agbagọ. Onye Kraịst ekwesịghịkwa ikwe ka ihe ndị ọ hapụrụ n’ụwa dọpụ ya uche.—Fil. 3:13.

Anyị nọrọ ná nsogbu, anyị nwere ike chọwa ịlaghachi n’oge anyị chere na ihe dị mma, eleghị anya, tupu anyị abata n’ọgbakọ. Anyị chewe ụdị ihe ahụ, anyị ga na-ekwukarị gbasara otú ihe si dịrị anyị ná mma mgbe ahụ, mezie ka o yie ka anyị enweghị nsogbu ọ bụla n’oge ahụ. Ihe a ka ndị Izrel mere mgbe ha si n’Ijipt pụọ. (Ọnụ Ọgụ. 11:5, 6) Anyị nọgide na-eche ụdị ihe a, o nwere ike gụwa anyị agụụ ịlaghachi n’ụwa. Ọ ga-akara anyị mma ịna-eche gbasara ihe ọma ndị Chineke na-emere anyị ugbu a na ndị nke ọ ga-emere anyị n’Alaeze ya.—2 Kọr. 4:16-18.

Ebe onye na-akọ ugbo legidere anya n’ihe ọ na-akọ, n’ekweghị ka ihe ndị di n’azụ ya dọpụ ya uche
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya