AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEMS 1-2
Ụzọ Na-eduba ná Mmehie na Ọnwụ
Echiche na-adịghị mma bata gị n’obi, mee ihe ndị a:
Gbalịsie ike chewe ihe ọzọ.—Fil. 4:8
Chee banyere nsogbu ime ihe ahụ ga-akpata.—Diut. 32:29
Kpee ekpere.—Mat. 26:41
Ọ bụrụ na echiche na-ezighị ezi abata gị n’obi, olee ihe ndị dị mma i nwere ike ichewe kama ịna-eche ihe ahụ na-adịghị mma?