Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Mee p. 10
  • Ekwela Ka Ọchịchọ Ọjọọ Na-achị Gị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ekwela Ka Ọchịchọ Ọjọọ Na-achị Gị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ụzọ Na-eduba ná Mmehie na Ọnwụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • ‘Gbanweenụ Otú Unu Si Eche Echiche’
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Ì Chetara?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Ị̀ Chetara?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Mee p. 10
Ebe Devid nọ n’elu ụlọ ya na-ele Bat-shiba.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ekwela Ka Ọchịchọ Ọjọọ Na-achị Gị

Devid kwere ka ọchịchị ọjọọ gbanye mgbọrọgwụ n’obi ya (2 Sam. 11:​2-4; w21.06 17 ¶10)

Devid ji ikike o nwere zochie ihe ọjọọ o mere. Ihe a o mere adịghị mma (2 Sam. 11:​5, 14, 15; w19.09 17 ¶15)

Devid tara ọtụtụ ahụhụ maka mmehie o mere (2 Sam. 12:​9-12; w18.06 17 ¶7)

Anyị kwesịrị ịmụta ịna-ejide onwe anyị. Ọ bụ ya ga-eme ka anyị ghara ịna-ele ma ọ bụ na-eche ihe na-adịghị mma. (Gal. 5:​16, 22, 23) Jehova ga-enyeliri anyị aka ka anyị ghara ikwe ka ihe ọjọọ gbanye mgbọrọgwụ n’obi anyị.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ihe ndị m kwesịrị ịgbakwu mbọ ka m ghara ịna-eche?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya