Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Septemba p. 4
  • Buru Ezi Ihe n’Obi Na-eso Jizọs

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Buru Ezi Ihe n’Obi Na-eso Jizọs
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • O Nweghị Ihe Ga-eme Ka Ndị Ezi Omume Sụọ Ngọngọ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
  • Ị̀ Ga-asụ Ngọngọ n’Ihi Jizọs?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
  • “Na-eguzosinụ Ike”—Unu Asụla Ngọngọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Kpachara Anya Ka Ị Ghara Ime Ka Gị na Ndị Ọzọ Sụọ Ngọngọ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Septemba p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 5-6

Buru Ezi Ihe n’Obi Na-eso Jizọs

6:9-11, 25-27, 54, 66-69

Mgbe Jizọs mere ihe atụ siiri ndị na-eso ụzọ ya ike ịghọta, ụfọdụ n’ime ha sụrụ ngọngọ ma kwụsị iso ya. Ma n’ụbọchị bu ya ụzọ, Jizọs ji ọrụ ebube nye ha nri, si otú ahụ gosi na ike ya sitere n’ebe Chineke nọ. Gịnị meziri ha ji sụọ ngọngọ? O doro anya na ọ bụ n’ihi na ha bu naanị ọdịmma ha na ihe ha ga-erita n’obi na-eso Jizọs.

Onye ọ bụla n’ime anyị kwesịrị ịjụ onwe ya, sị: ‘Olee ihe mere m ji na-eso ụzọ Jizọs? Ọ̀ bụ n’ihi ngọzi ndị m na-enweta ugbu a na ndị nke m ga-enweta n’ọdịnihu? Ka ọ̀ bụ n’ihi na m hụrụ Jehova n’anya ma chọọkwa ime ihe ga-adị ya mma?’

Ebe Jizọs ji ọrụ ebube nye ndị na-eso ụzọ ya nri; ebe ọtụtụ n’ime ndị na-eso ụzọ ya na-ahapụ ya, ya ajụọ ndịozi ya ma hà chọkwara ịhapụ ya

Olee ihe mere anyị nwere ike iji sụọ ngọngọ ma ọ bụrụ na ihe bụ́ isi mere anyị ji na-efe Jehova bụ maka ihe ndị a na-esonụ?

  • Obi ụtọ anyị na-enwe na anyị so ndị Chineke na-emekọ ihe

  • Anyị chọrọ ibi na Paradaịs

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya